Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb24 Nọvemba p. 3
  • Nọvemba 11-17

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Nọvemba 11-17
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2024
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2024
mwb24 Nọvemba p. 3

NỌVEMBA 11-17

ABỤ ỌMA 106

Abụ nke 36 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

1. “Ha Chefuru Chineke, Onye Nzọpụta Ha”

(Nkeji 10)

Mgbe ndị Izrel tụwara egwu, ha nupụụrụ Jehova isi (Ọpụ. 14:11, 12; Ọma 106:7-9)

Mgbe agụụ ihe oriri na mmiri nọ na-agụ ndị Izrel, ha katọrọ Jehova (Ọpụ. 15:24; 16:3, 8; 17:2, 3; Ọma 106:13, 14)

Mgbe ndị Izrel chegbuwere onwe ha, ha fewere arụsị (Ọpụ. 32:1; Ọma 106:19-21; w18.07 20 ¶13)

Ebe otu nwanna nwaanyị na-achọ ịgawa ozi ọma. O chetara ụzọ dị iche iche Jehova sirila nyere ya aka. Foto ndị na-egosi: 1. Ebe ndị okenye bịaara ya nleta ọzụzụ atụrụ. 2. Ebe ọ na-eburu akpa ihe oriri mmadụ buteere ya. 3. Ebe o ji akwụkwọ ozi na foto otu enyi ya ziteere ya.

AJỤJỤ Ị GA-ECHEBARA ECHICHE: Mgbe nsogbu bịaara anyị, olee uru ndị anyị na-erite ma anyị cheta ụzọ dị iche iche Jehova sirila nyere anyị aka?

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Ọma 106:36, 37​—Gịnị jikọtara ikpere arụsị na ịchụrụ ndị mmụọ ọjọọ àjà? (w06 7/15 13 ¶9)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

(Nkeji 4) Ọma 106:21-48 (th ihe ọmụmụ nke 10)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Mee Ka Ihe Ị Na-akụzi Dị Mfe Nghọta​—Ihe Jizọs Mere

(Nkeji 7) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye VIDIO, unu ekwurịtazie ihe dị na lmd isi nke 11 nọmba nke 1-2.

5. Mee Ka Ihe Ị Na-akụzi Dị Mfe Nghọta​—Na-eme Ka Jizọs

(Nkeji 8) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. O si na lmd isi nke 11 nọmba nke 3-5 na “I Nwekwara Ike Ịgụ.”

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 78

6. Mkpa Ọgbakọ

(Nkeji 15)

7. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) rr isi nke 17 ¶1-8, vidio kọwara isiokwu a na-amụ

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 77 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya