Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb24 Nọvemba p. 9
  • Disemba 9-15

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Disemba 9-15
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2024
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2024
mwb24 Nọvemba p. 9

DISEMBA 9-15

ABỤ ỌMA 119:1-56

Abụ nke 124 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

1. “Olee Otú Nwa Okorobịa Ga-esi Na-ebi Ndụ Dị Mma?”

(Nkeji 10)

Na-akpachara anya (Ọma 119:9; w87 11/1 18 ¶10)

Jiri ihe ndị Chineke na-echetara anyị kpọrọ ihe (Ọma 119:24, 31, 36; w06 6/15 25 ¶1)

Ghara ịna-ele ihe na-abaghị uru (Ọma 119:37; w10 4/15 20 ¶2)

Ebe nwanna nwoke na-eto eto na-amụ ihe.

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee ihe ndị e chetaarala m ga-enyere m aka ịnọgide na-ebi ndụ dị mma?’

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Ọma 119​—Olee usoro e ji dee abụ ọma a, ọ̀ ga-abụkwa gịnị mere e ji dee ya otú ahụ? (w05 4/15 10 ¶2)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

(Nkeji 4) Ọma 119:1-32 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 3) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Kpanyere onye ị hụrụ n’okporo ụzọ mgbe unu nọ n’ozi ụlọ n’ụlọ ụka. (lmd isi nke 1 nọmba nke 4)

5. N’Oge Ọzọ

(Nkeji 4) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. N’oge gara aga unu kwurịtara, ọ gwara gị na ọ dịbeghị anya mmadụ nwụnahụrụ ya. (lmd isi nke 9 nọmba nke 3)

6. Okwu

(Nkeji 5) ijwyp 83​—Isiokwu: Olee Otú M Ga-esi Na-emeri Ọnwụnwa? (th ihe ọmụmụ nke 20)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 40

7. Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke Ọnwa Disemba

(Nkeji 10) Kpọnye VIDIO.

8. Mkpa Ọgbakọ

(Nkeji 5)

9. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) rr isi nke 18 ¶9-15, igbe 18A

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 21 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya