Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb24 Nọvemba p. 10-11
  • Disemba 16-22

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Disemba 16-22
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2024
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2024
mwb24 Nọvemba p. 10-11

DISEMBA 16-22

ABỤ ỌMA 119:57-120

Abụ nke 129 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

1. Otú E Si Edi Ahụhụ

(Nkeji 10)

Nọgide na-agụ Okwu Chineke ma na-amụ ya (Ọma 119:61; w06 6/15 20 ¶2; w00 12/1 14 ¶3)

Kwe ka ọnwụnwa bịaara gị nụchaa gị (Ọma 119:71; w06 9/1 14 ¶4)

Rịọ Jehova ka ọ kasie gị obi (Ọma 119:76; w17.07 13 ¶3, 5)

Ebe otu nwanna nwoke ahụ́ na-adịghị bilitetụrụ n’àkwà ya, ya na nwunye ya ana-ekpe ekpere.

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee ụzọ dị iche iche Jehova sirila nyere m aka idi ahụhụ?’

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Ọma 119:96​—Gịnị ka ọ ga-abụ na amaokwu a pụtara? (w06 9/1 14 ¶5)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

(Nkeji 4) Ọma 119:57-80 (th ihe ọmụmụ nke 12)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 3) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Gosi onye nwe ụlọ ebe anyị na-edebe ihe n’Ịntanet, nyekwa ya kaadị jw.org. (lmd isi nke 2 nọmba nke 5)

5. N’Oge Ọzọ

(Nkeji 4) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Gwa onye ahụ ka ọ bịa gere okwu ihu ọha ọzọ a ga-ekwu. Gosi ya vidio bụ́ Gịnị Ka A Na-eme n’Ụlọ Nzukọ Alaeze? (lmd isi nke 8 nọmba nke 3)

6. Ịkọwa Ihe Ndị I Kweere

(Nkeji 5) Ihe Ngosi. ijwbq 157​—Isiokwu: Gịnị ka Baịbụl Kwuru Banyere Ọdachi Ndị Na-emere Onwe Ha? (lmd isi nke 3 nọmba nke 3)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 128

7. Jehova Na-enyere Anyị Aka Ịtachi Obi

(Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.

A sị na Onye Kraịst na-atachi obi, ọ pụtara na onye ahụ na-edili ihe isi ike ma ọ bụ nsogbu. Ọ pụtara na onye ahụ na-akwụrụ chịm, na-ele nsogbu bịaara ya anya otú kwesịrị ekwesị, na-enwekwa olileanya na nsogbu ahụ ga-emecha bie. Ọ bụrụ na anyị ana-atachi obi, anyị agaghị ‘ala azụ’ ma ọ bụ selata aka n’ofufe anyị na-efe Jehova ma ihe sie ike. (Hib. 10:36-39) Jehova chọsiri ike inyere anyị aka ịtachi obi.​—Hib. 13:6.

Dee otú Jehova si enyere anyị aka ịtachi obi n’okpuru amaokwu nke ọ bụla dị ebe a.

  • Luk 11:13

  • Rom 8:25

  • 1 Tesa. 5:11

  • Jems 1:5

Foto ndị si na vidio bụ́ “Na-ekpesi Ekpere Ike Maka Ndị Na-edi Ọnwụnwa.” 1. Ebe Nwanna Wilson na ndị ezinụlọ ya na-eme ihe omume a kpọrọ “Become Jehovah’s Friend​—Pray for Others.” 2. Ebe Glynis na-ekpe ekpere.

Kpọnye VIDIO Bụ́ Na-ekpesi Ekpere Ike Maka Ndị Na-edi Ọnwụnwa. Jụzie ụmụnna ajụjụ ndị a:

  • Olee otú anyị ga-esi jiri jw.org na-amata otú ihe si dịrị ụmụnna anyị ndị a na-akpagbu?

  • Olee otú ndị nne na nna ga-esi kụziere ụmụ ha ịna-echeta ndị ọzọ n’ekpere, oleekwa uru ọ na-aba?

  • Gịnị mere o ji dị mkpa ịrịọ Jehova ka o nyere ụmụnna anyị aka ịtachi obi?

  • Olee otú icheta ndị ọzọ n’ekpere ga-esi nyere anyị aka idi ọnwụnwa nke anyị?

8. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) rr isi nke 18 ¶16-25

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 32 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya