Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb24 Nọvemba p. 14-16
  • Disemba 30, 2024–Jenụwarị 5, 2025

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Disemba 30, 2024–Jenụwarị 5, 2025
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2024
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2024
mwb24 Nọvemba p. 14-16

DISEMBA 30–JENỤWARỊ 5

ABỤ ỌMA 120-126

Abụ nke 144 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ebe ndị Izrel ji ọṅụ na-achịkọta ọka wit n’ubi ha.

Ebe ndị Izrel si Babịlọn lọta ji ọṅụ na-ewe ihe ubi maka na Jehova gọziri mbọ ha gbara

1. Ha Ji Anya Mmiri Ghaa Mkpụrụ, ma Jiri Ọṅụ Ghọrọ Mkpụrụ

(Nkeji 10)

Obi dị ndị Izrel ụtọ mgbe a tọhapụrụ ha na Babịlọn ka ha gaa maliteghachi ife Chineke ezigbo ofufe (Ọma 126:1-3)

O nwere ike ịbụ na ndị ahụ lọghachitere Judia bere ákwá n’ihi nnukwu ọrụ dịịrị ha ịrụ (Ọma 126:5; w04 6/1 16 ¶10)

Ha nọgidesiri ike na-arụ ọrụ, Jehova gọzikwara ha (Ọma 126:6; w21.11 24 ¶17; w01 7/15 18-19 ¶13-14; lee ihe e sere n’ihu akwụkwọ a)

Ebe ndị Izrel na-agbasi mbọ ike ịkọ ubi ha. Otu nwoke na-akọ ihe, nwoke ọzọ ana-agha mkpụrụ.

AJỤJỤ Ị GA-ECHEBARA ECHICHE: A napụtachaa anyị n’ụwa ochie a n’agha Amagedọn, olee ihe ndị nwere ike ịbụrụ anyị nsogbu mgbe anyị na-arụzigharị ụwa ka ọ bụrụ paradaịs? Olee ngọzi ndị anyị ga-enweta?

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Ọma 124:2-5​—Ànyị kwesịrị ịtụ anya ka Jehova chebe anyị ka ihe ọ bụla ghara ime anyị otú o chebere mba Izrel? (cl 73 ¶15)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

(Nkeji 4) Ọma 124:1–126:6 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 3) IKWUSA OZI ỌMA N’EBE NDỊ MMADỤ NA-ANỌKARỊ. (lmd isi nke 3 nọmba nke 5)

5. N’Oge Ọzọ

(Nkeji 4) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. N’oge gara aga ị gara na nke ya, o kwuru na ya ekwetaghị na e kwesịrị ịtụkwasị Baịbụl obi. (lmd isi nke 9 nọmba nke 5)

6. Ime Ka Ha Bụrụ Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs

(Nkeji 5) lff okwu mmalite isi nke 16 na nọmba nke 1-3 (lmd isi nke 11 nọmba nke 3)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 155

7. Ka Nkwa Ndị Chineke Kwere Na-eme Gị Obi Ụtọ

(Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.

Jehova mezuru nkwa o kwere ndị ya a dọọrọ n’agha laa Babịlọn. Ọ napụtara ha ma gbaghara ha mmehie ndị ha mere n’oge gara aga. (Aịza. 33:24) O doro anya na o chebere ha na anụmanụ ha ka ọdụm na anụ ọhịa ndị ọzọ mụbara n’ala ha n’oge ahụ a dọọrọ ha n’agha ghara iji ha mere anụ oriri. (Aịza. 65:25) Ha nweziri ike ibi n’ụlọ nke ha, na-erikwa ihe ndị ubi vaịn ha mepụtara. (Aịza. 65:21) Chineke gọziri ọrụ ha rụrụ, ha dịkwara ogologo ndụ.​—Aịza. 65:22, 23.

Foto ndị si na vidio si na vidio bụ́ “Na-enwe Obi Ụtọ na Chineke Kwere Nkwa Ime Ka Udo Dị.” Foto ndị na-egosi: 1. Ebe ụmụnna ji obi ụtọ na-atụrụ ndụ. 2. Ugwu na oké ọhịa. 3. Ebe Daniel a kpọlitere n’ọnwụ na-aga n’ụzọ dị n’ọhịa. 4. Ebe di na nwunye na-amakụ obere nwa ha nwaanyị a kpọlitere n’ọnwụ. 5. Efere mkpụrụ osisi na akwụkwọ nri dị iche iche juru. 6. Mmiri na-asọda asọda.

Mmiri na-asọda asọda: Maridav/stock.adobe.com; ugwu: AndreyArmyagov/stock.adobe.com

Kpọnye VIDIO Si na Vidio Bụ́ Na-enwe Obi Ụtọ na Chineke Kwere Nkwa Ime Ka Udo Dị. Jụzie ụmụnna ajụjụ ndị a:

  • Olee otú amụma ndị e kwuru okwu ha na vidio a si emezu n’oge a?

  • Olee otú ha ga-esi emezu n’ụzọ ka ukwuu n’ụwa ọhụrụ?

  • Olee ndị nke ị kacha atụ anya ịhụ mgbe ha ga-emezu?

8. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) rr isi nke 19 ¶7-15

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 58 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya