Isiokwu Ndị Gbara na JW.ORG
BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ
Solomone kwagara Amerịka, ebe ọ na-achọ ka ihe dịrị ya ná mma. Kama nke ahụ, ọ malitere ịṅụ ọgwụ ọjọọ, e mechaakwa tụọ ya mkpọrọ. Gịnị nyeere ya aka ịgbanwe ndụ ya?
Na jw.org, gaa n’ebe e dere GBASARA ANYỊ, pịa AKỤKỌ GBASARA NDỊÀMÀ JEHOVA, pịzie BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ.
NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ
Gịnị Ka M Ga-eme ma Ọ Bụrụ na Ihe M Anaghị Amasị Ndị Ọzọ?
Ihe ka mkpa ọ̀ bụ ịgbawa mbọ ka ihe gị masị ndị àgwà ha na-adịghị mma, ka ọ̀ bụ ịnọsi ike n’àgwà ọma ị na-akpa?
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE BAỊBỤL NA-AKỤZI, pịa NDỊ NA-ETO ETO, pịzie NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ.