Nke A Na-amụ Amụ
FEBỤWARỊ 2020
ISIOKWU NDỊ A GA-AMỤ MALITE: EPREL 6 RUO MEE 3, 2020
© 2019 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
A naghị ere akwụkwọ a ere. O so n’ihe e ji arụ ọrụ ịkụziri ndị mmadụ Baịbụl n’ụwa dum. E jikwa onyinye si ndị mmadụ n’obi akwado ọrụ a. Ị chọọ inye onyinye, biko gaa na donate.jw.org.
Ọ gwụkwala ma è dere aha Baịbụl ọzọ, amaokwu Baịbụl ndị e dere n’akwụkwọ a si na Baịbụl e ji asụsụ Igbo a na-ede n’oge a dee, ya bụ, Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ.
IHE E SERE N’IHU ỤLỌ NCHE A:
Ebe otu nwa okorobịa Izrel gbakwutere Mozis na Jọshụa, na-akọrọ ha na e nwere ụmụ nwoke abụọ nọ n’ụlọikwuu na-eme ka ndị amụma. Jọshụa gwara Mozis ka ọ kwụsị ha ime otú ahụ, Mozis ajụ. Kama, ọ gwara Jọshụa na obi dị ya ụtọ na Jehova nyere mmadụ abụọ ahụ mmụọ nsọ ya. (A ga-akọwa ya n’isiokwu a na-amụ amụ nke 8, paragraf nke 10)