Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb25 Jenụwarị p. 8-9
  • Febụwarị 3-9

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Febụwarị 3-9
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2025
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2025
mwb25 Jenụwarị p. 8-9

FEBỤWARỊ 3-9

ABỤ ỌMA 144-146

Abụ nke 145 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

1. “Ndị Jehova Bụ Chi Ha Na-enwe Obi Ụtọ”

(Nkeji 10)

Jehova na-agọzi ndị tụkwasịrị ya obi (Ọma 144:11-15; w18.04 32 ¶3-4)

Olileanya anyị nwere na-eme ka anyị na-aṅụrị ọṅụ (Ọma 146:5; w22.10 28 ¶16-17)

Ndị Jehova bụ Chi ha ga na-enwe obi ụtọ ruo mgbe ebighị ebi (Ọma 146:10; w18.01 26 ¶19-20)

Foto ndị na-egosi ụmụnna nwoke na ụmụnna nwaanyị na-enwe obi ụtọ. Ha si n’agbụrụ dị iche iche, nọrọkwa n’afọ ndụ dị iche iche.

Anyị jiri obi anyị niile na-efe Jehova, anyị ga na-enwe obi ụtọ ọ bụrụgodị na anyị na nsogbu na-alụ

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Ọma 145:15, 16​—Olee otú ihe e kwuru n’amaokwu ndị a si enyere anyị aka ịma otú anyị ga-esi na-emeso ụmụ anụmanụ ihe? (it-1 111 ¶9)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

(Nkeji 4) Ọma 144:1-15 (th ihe ọmụmụ nke 11)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 4) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Onye ahụ gwara gị na ya bụ nwa akwụkwọ mahadum. (lmd isi nke 1 nọmba nke 5)

5. N’Oge Ọzọ

(Nkeji 4) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Gosi ya vidio si n’Ihe Ndị Anyị Ji Akụziri Ndị Mmadụ Ihe. (lmd isi nke 7 nọmba nke 4)

6. Okwu

(Nkeji 4) lmd ihe ndị ọzọ a kọwara nke A nọmba nke 7​—Isiokwu: Nwaanyị Kwesịrị Ịna-akwanyere Di Ya Ezigbo Ùgwù. (th ihe ọmụmụ nke 1)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 59

7. Jehova Chọrọ Ka Ị Na-enwe Obi Ụtọ

(Nkeji 10) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.

Jehova bụ Chineke obi ụtọ. (1 Tim. 1:11) O nyela anyị ọtụtụ onyinye magburu onwe ha ndị na-egosi anyị na ọ hụrụ anyị n’anya nke ukwuu, chọọkwa ka anyị na-enwe obi ụtọ. (Ekli. 3:12, 13) Abụọ n’ime onyinye ndị ahụ anyị ga-eleba anya bụ ihe oriri na ụda.

Ebe ndị enyi nọ ọdụ gburugburu ọkụ ha kwanyere. Otu n’ime ha na-akpọ ụbọ.

Kpọnye VIDIO Bụ́ Ihe Ndị Jehova Kere Na-egosi na Ọ Chọrọ Ka Anyị Na-aṅụrị Ọṅụ—Ezigbo Nri na Ụda Ndị Dị Ụtọ ná Ntị. Jụzie ụmụnna ajụjụ a:

  • Olee otú onyinye ihe oriri na ịnụ ụda Jehova nyere anyị si eme ka obi sie gị ike na Jehova chọrọ ka ị na-enwe obi utọ?

Gụọnụ Abụ Ọma 32:8. Jụzie ụmụnna ajụjụ a:

  • Olee otú ịmara na Jehova chọrọ ka ị na-enwe obi ụtọ si enyere gị aka isoro ntụziaka o si na Baịbụl nakwa ná nzukọ ya na-enye anyị?

8. Mkpa Ọgbakọ

(Nkeji 5)

9. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) rr isi nke 21 ¶7-12

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 85 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya