Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb25 Jenụwarị p. 10-11
  • Febụwarị 10-16

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Febụwarị 10-16
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2025
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2025
mwb25 Jenụwarị p. 10-11

FEBỤWARỊ 10-16

ABỤ ỌMA 147-150

Abụ nke 12 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

Ebe otu ọbụ abụ na-ele anya n’eluigwe kpakpando juru ma na-eto Jehova. Ụlọ nsọ dị na Jeruselem dị nso ebe ahụ.

1. E Nwere Ọtụtụ Ihe Mere Anyị Ga-eji Na-eto Jaa

(Nkeji 10)

Ihe banyere onye nke ọ bụla n’ime anyị na-emetụ ya n’obi (Ọma 147:3, 4; w17.07 18 ¶5-6)

Ọ na-aghọta otú ihe si dịrị anyị, na-ejikwa ike ya enyere anyị aka (Ọma 147:5; w17.07 18 ¶7)

O meere anyị amara kwe ka anyị soro ná ndị na-efe ya (Ọma 147:19, 20; w17.07 21 ¶18)


JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee ihe ọzọ na-eme ka ito Jehova na-agụ m agụụ?’

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Ọma 148:1, 10​—Olee otú o si bụrụ na “nnụnụ” na-eto Jehova? (it-1 316)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

(Nkeji 4) Ọma 148:1–149:9 (th ihe ọmụmụ nke 11)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 3) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Onye ahụ gwara gị na ya na-arịa ọrịa na-anaghị ala ala. (lmd isi nke 2 nọmba nke 5)

5. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 4) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Chọta otú ị ga-esi agwa onye ahụ ihe ị mụtara n’ọmụmụ ihe ị gara n’oge na-adịbeghị anya. (lmd isi nke 4 nọmba nke 3)

6. Okwu

(Nkeji 5) w19.03 10 ¶7-11​—Isiokwu: Gee Jizọs Ntị, Na-ekwusa Ozi Ọma. Kọwaa foto a. (th ihe ọmụmụ nke 14)

Ebe otu di na nwunye na-ezi mmadụ ozi ọma n’akụkụ mmiri.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 159

7. Akụkọ Ozi Afọ Ije Ozi Gara Aga

(Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.

Ị gụchaa akwụkwọ ozi si n’aka alaka ụlọ ọrụ banyere akụkọ ozi afọ ije ozi gara aga, gwa ndị na-ege ntị ka ha kwuo ihe ndị ọzọ na-agba ume e kwuru n’Akụkọ Ozi Ndịàmà Jehova n’Ụwa Niile n’Afọ Ije Ozi 2024. Gbaa ndị nkwusa ụfọdụ i bu ụzọ gwa ajụjụ ọnụ. Ha ga-akọ ihe ndị na-agba ume mere n’ozi ọma ha gara n’afọ gara aga.

Ebe ụmụnna anyị na-ezi ozi ọma n’ebe dị iche iche n’ụwa. Ha na-ezi ozi ọma n’ebe e dowere ihe a na-akwagharị akwagharị e ji etinye akwụkwọ anyị, si n’Ịntanet jiri vidio na-ezi ya, na-ezi ya n’ụlọ n’ụlọ, nakwa n’ụzọ ndị ọzọ.

8. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) rr isi nke 21 ¶13-18

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 37 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya