JUN 23-29
ILU 19
Abụ nke 154 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)
1. Bụrụ Ezigbo Enyi Ụmụnna Gị
(Nkeji 10)
Na-eleghara ihe ndị ha na-emejọ n’ihi ezughị okè anya (Ilu 19:11; w23.11 12-13 ¶16-17)
Na-akwado ha mgbe ihe na-esiri ha ike (Ilu 19:17; w23.07 9-10 ¶10-11)
Gosi ha ịhụnanya pụrụ iche (Ilu 19:22; w21.11 9 ¶6-7)
IHE ATỤ: Ihe ndị ị na-echeta banyere ụmụnna gị dị ka foto. Dowe naanị ndị nke gosiri ebe ụmụnna gị na-eme nke ọma.
2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke
(Nkeji 10)
3. Ọgụgụ Baịbụl
(Nkeji 4) Ilu 19:1-20 (th ihe ọmụmụ nke 2)
4. Ịmalite Mkparịta Ụka
(Nkeji 3) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Chọta otú ị ga-esi mee ka onye ahụ mata na ị bụ Onyeàmà Jehova n’agwaghị ya ihe Baịbụl kwuru. (lmd isi nke 2 nọmba nke 4)
5. N’Oge Ọzọ
(Nkeji 4) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. N’oge gara aga unu kwurịtara, ọ gwara gị na o nwere mmasị n’ihe ndị e kere eke. (lmd isi nke 9 nọmba nke 4)
6. Okwu
(Nkeji 5) lmd ihe ndị ọzọ a kọwara nke A nọmba nke 10—Isiokwu: Chineke Nwere Aha. (th ihe ọmụmụ nke 20)
Abụ nke 40
7. Mkpa Ọgbakọ
(Nkeji 15)
8. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ
(Nkeji 30) w23 Mach, Isiokwu A Na-amụ Amụ nke 14, “Mmadụ Niile Ga-eji Ya Mata na Unu Bụ Ndị Na-eso Ụzọ M” ¶11-19