Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb25 Mee p. 15-16
  • Jun 30–Julaị 6

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jun 30–Julaị 6
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2025
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2025
mwb25 Mee p. 15-16

JUN 30–JULAỊ 6

ILU 20

Abụ nke 131 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

1. Ihe Ndị Ga-enyere Gị Aka Ime Ezigbo Mkpebi Mgbe Gị na Mmadụ Na-akpa Maka Ọlụlụ

(Nkeji 10)

Na-echeta otú Jehova si ele nwoke na nwaanyị ịkpa maka ọlụlụ anya (Ilu 20:24, 25; w24.05 26-27 ¶3-4)

Leruo onye ahụ anya tupudị gị na ya ebido ịkpa (Ilu 20:18; w24.05 22 ¶8)

Matanụ ibe unu nke ọma mgbe unu na-akpa (Ilu 20:5; w24.05 28 ¶7-8)

Ebe mmadụ abụọ na-akpa maka ọlụlụ nọ ọdụ n’oche mgbe ha gara oriri. Ha ji obi ụtọ na-agwa ibe ha okwu, ndị ọzọ nọkwa n’azụ ha na-akparịta ụka.

CHETA NA Ọ bụghị mgbe niile ka mmadụ abụọ na-akpa maka ọlụlụ na-emecha lụọ. Ma, ọkpụkpa ha kpara na-enyere ha aka ime ezigbo mkpebi.

2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke

(Nkeji 10)

  • Ilu 20:27​—Olee otú ‘ihe mmadụ na-ekwu si yie mpanaka Jehova’? (it-2 196 ¶7)

  • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?

3. Ọgụgụ Baịbụl

(Nkeji 4) Ilu 20:1-15 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

4. Ịmalite Mkparịta Ụka

(Nkeji 4) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Onye ahụ gwara gị na o tebeghị ya si obodo ọzọ kwafeta. (lmd isi nke 3 nọmba nke 3)

5. N’Oge Ọzọ

(Nkeji 4) IKWUSA OZI ỌMA N’EBE NDỊ MMADỤ NA-ANỌKARỊ. Gwa onye ahụ banyere JW Library®, nyekwara ya aka ka o tinye ya n’ekwentị ya. (lmd isi nke 9 nọmba nke 5)

6. Ịkọwa Ihe Ndị I Kweere

(Nkeji 4) Ihe Ngosi. ijwbq isiokwu nke 159​—Isiokwu: Ụmụ Anụmanụ Hà Na-aga Eluigwe? (lmd isi nke 3 nọmba nke 4)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Abụ nke 78

7. Gbaa Ndị Mmadụ Ume Ka Ha Kwe Ka Anyị na Ha Mụwa Baịbụl

(Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ.

Ịgwa ndị mmadụ ka anyị na ha mụwa Baịbụl so n’ihe ndị dị mkpa anyị na-eme n’ozi anyị. A sị kwuwe, olee otú anyị ga-esi enyere ndị mmadụ aka ịghọ ndị na-eso ụzọ Jizọs ma ọ bụrụ na anyị na ha anaghị amụ Baịbụl? (Rom 10:13-15) Ị nọrọ n’ozi ụlọ n’ụlọ, na-agwa ndị mmadụ ka gị na ha mụwa Baịbụl. Ihe mbụ ị ga-eme bụ ịmata ihe onye nwe ụlọ ga-enwe mmasị ka unu kwurịta. Gosizie ya otú ịmụ Baịbụl ga-esi nyere ya aka ịmata azịza ajụjụ ndị ọ na-ajụ ma mee ka ndụ ya ka mma.

Foto na-egosi ebe a kpọrọ “Ka Anyị na Gị Mụwa Baịbụl” n’isi mbido jw.org/ig.

Ebe a kpọrọ “Ka Anyị na Gị Mụwa Baịbụl” na jw.org/ig nwere ike inyere gị aka ịgwa mmadụ ka gị na ya mụwa Baịbụl.

  • Olee otú i nwere ike isi jiri ebe a kpọrọ “Ka Anyị na Gị Mụwa Baịbụl” gwa mmadụ ka gị na ya mụwa Baịbụl?

  • N’ebe i bi, olee ụzọ ndị ị chọpụtarala dị mma a ga-esi na-agwa ndị mmadụ ka anyị na ha mụwa Baịbụl?

8. Ihe Nzukọ Jehova Na-eme nke Ọnwa Jun

(Nkeji 10) Kpọnye VIDIO.

9. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ

(Nkeji 30) w23 Eprel, Isiokwu A Na-amụ Amụ nke 15, Gịnị Ka Anyị Nwere Ike Ịmụta n’Ọrụ Ebube Ndị Jizọs Rụrụ? ¶1-12

Okwu Mmechi (Nkeji 3) | Abụ nke 150 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya