ỌGỌST 4-10
ILU 25
Abụ nke 154 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)
Ebe Jizọs nọ n’ụlọ nzukọ dị na Nazaret na-akụzi ihe. Ihe dị mma ọ na-ekwu masịrị ndị mmadụ
1. Ezigbo Ndụmọdụ Ndị Na-enyere Anyị Aka Ịma Otú Anyị Ga Na-esi Ekwu Okwu
(Nkeji 10)
Mara oge dị mma ị ga na-eji ekwu okwu (Ilu 25:11; w15 12/15 19 ¶6-7)
Jiri olu ọma na-ekwu okwu (Ilu 25:15; w15 12/15 21 ¶15-16; lee foto)
Na-ekwu ihe na-agba ume (Ilu 25:25; w95 4/1 17 ¶8)
2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke
(Nkeji 10)
3. Ọgụgụ Baịbụl
(Nkeji 4) Ilu 25:1-17 (th ihe ọmụmụ nke 10)
4. Ịmalite Mkparịta Ụka
(Nkeji 3) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Malite ịkpanyere onye ihu na-adịchaghị mma ụka. (lmd isi nke 3 nọmba nke 3)
5. N’Oge Ọzọ
(Nkeji 4) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Onye ahụ gwara gị na ya nwere okpukpe nke ya. (lmd isi nke 8 nọmba nke 4)
6. Okwu
(Nkeji 5) ijwyp isiokwu nke 23—Isiokwu: Gịnị Ka M Ga-eme Ma Ndị Mmadụ Jiri M Na-agba Asịrị? (th ihe ọmụmụ nke 13)
Abụ nke 123
7. Mkpa Ọgbakọ
(Nkeji 15)
8. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ
(Nkeji 30) lfb isi nke 6, okwu mmalite nkebi nke 3, na isi nke 7