SEPTEMBA 1-7
ILU 29
Abụ nke 28 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)
1. Anabatala Nkwenkwe na Omenala Ndị Akwụkwọ Nsọ Na-akwadoghị
(Nkeji 10)
Na-erubere Jehova isi, ị ga na-enwe ezigbo obi ụtọ (Ilu 29:18; wp16.6 6, igbe)
Na-arịọ Jehova ka o nye gị amamihe ị ga-eji amata ma omenala a chọrọ ka i mee ọ̀ dị ya mma (Ilu 29:3a; w19.04 17 ¶13)
Ekwela ka nsogbu ndị mmadụ na-enye gị mee ka i mee omenala ndị Akwụkwọ Nsọ na-akwadoghị (Ilu 29:25; w18.11 11 ¶12)
Ime ezigbo nchọnchọ na Baịbụl nakwa n’akwụkwọ anyị na imeda obi kọwaara ndị ọzọ ihe i kweere ga-enyere gị aka ka ị ghara ime omenala a na-enye gị nsogbu ka i mee
2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke
(Nkeji 10)
Ilu 29:5—Gịnị ka otuto elu ọnụ pụtara? Oleekwa otú o si bụrụ na “onye na-eto onye agbata obi ya otuto elu ọnụ na-agbasara ya ụgbụ ka ọ zọnye ụkwụ”? (it “Otuto Elu Ọnụ” ¶1)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?
3. Ọgụgụ Baịbụl
(Nkeji 4) Ilu 29:1-18 (th ihe ọmụmụ nke 5)
4. Ịmalite Mkparịta Ụka
(Nkeji 3) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Kpọọ ya ka ọ bịa gere okwu ihu ọha pụrụ iche. (lmd isi nke 2 nọmba nke 3)
5. Ịmalite Mkparịta Ụka
(Nkeji 4) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. Jiri Ụlọ Nche Nke 1 2025 malite mkparịta ụka. Gbanwee ihe ị chọrọ ịgwa onye ahụ mgbe o gosiri na o nwere mmasị n’ihe dị iche. (lmd isi nke 3 nọmba nke 3)
6. Ịmalite Mkparịta Ụka
(Nkeji 5) ỊGBA ÀMÀ N’OGE A NA-ANỌGHỊ N’OZI. Nye onye kwuru na agha a na-alụ n’ebe dị iche iche adịghị ya mma Ụlọ Nche Nke 1 2025. (lmd isi nke 3 nọmba nke 4)
Abụ nke 159
7. Mkpa Ọgbakọ
(Nkeji 15)
8. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ
(Nkeji 30) lfb okwu mmalite nkebi nke 4 na isi nke 14-15