DISEMBA 29, 2025–JENỤWARỊ 4, 2026
AỊZAYA 14-16
Abụ nke 63 na Ekpere | Okwu Mmeghe (1 nkeji)
1. A Ga-atarịrị Ndị Iro Ndị Na-efe Chineke Ahụhụ
(Nkeji 10)
Ndị bi na Babịlọn dị mpako. A ga-ebibi obodo ha kpamkpam (Aịza. 14:13-15, 22, 23; ip-1 180 ¶16; 184 ¶24)
Jehova ga-ebibi onye Asiria n’ala ya (Aịza. 14:24, 25; ip-1 189 ¶1)
Moab dị ebube, ma Jehova ga-emenye ya ihere (Aịza. 16:13, 14; ip-1 194 ¶12)
Foto dị n’aka ekpe: C. Sappa/DeAgostini via Getty Images; nke dị n’aka nri: Image © Homo Cosmicos/Shutterstock
2. Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke
(Nkeji 10)
Aịza. 14:1, 2—Olee otú o si bụrụ na ndị ndị na-efe Jehova “na-agbaburu ohu ga na-agbaziri ha ohu”? (w06 12/1 10 ¶11)
Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a ị ga-achọ ịkọ?
3. Ọgụgụ Baịbụl
(Nkeji 4) Aịza. 16:1-14 (th ihe ọmụmụ nke 10)
4. Ịmalite Mkparịta Ụka
(Nkeji 3) OZI ỤLỌ N’ỤLỌ. (lmd isi nke 2 nọmba nke 5)
5. N’Oge Ọzọ
(Nkeji 4) IKWUSA OZI ỌMA N’EBE NDỊ MMADỤ NA-ANỌKARỊ. (lmd isi nke 9 nọmba nke 4)
6. Okwu
(Nkeji 5) ijwbq isiokwu nke 108—Isiokwu: Gịnị Bụ Amụma? (th ihe ọmụmụ nke 14)
Abụ nke 2
7. Mkpa Ọgbakọ
(Nkeji 15)
8. Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ
(Nkeji 30) lfb isi nke 48-49