Isiokwu Ndị Gbara na JW.ORG
IHE NDỊ E JI EGO I NYERE N’ONYINYE EME
Ụlọ Akwụkwọ Gilied Na-azụ Ndị Si n’Ebe Dị Iche Iche n’Ụwa
E nwere otu ụlọ akwụkwọ dị ezigbo mkpa dị na Niu Yọk nke ndị na-aga ya na-esi ebe dị iche iche n’ụwa. Olee otú ha si aga ya?
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE NDỊ ANYỊ NWERE, pịa ISIOKWU DỊ ICHE ICHE, pịzie IHE NDỊ E JI ONYINYE I NYERE EME.
BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ
E nwere mgbe Erwin Lamsfus jụrụ enyi ya, sị, “Ì chetụla echiche ihe mere anyị ji dịrị ndụ?” Ihe a zara ya gbanwere ndụ ya.
Na jw.org, gaa n’ebe e dere IHE NDỊ ANYỊ NWERE, pịa ISIOKWU DỊ ICHE ICHE, pịzie BAỊBỤL NA-AGBANWE NDỤ NDỊ MMADỤ.