Isiokwu Ndị E Bipụtara n’Ụlọ Nche na Teta! n’Afọ 2022
E gosiri Ụlọ Nche na Teta! isiokwu nke ọ bụla pụtara na ya n’ebe a
ỤLỌ NCHE NKE A NA-AMỤ AMỤ
AJỤJỤ NDỊ NA-AGỤ AKWỤKWỌ ANYỊ NA-AJỤ
Devid ọ̀ na-ekwu ihe na-agaghị ekwe omume mgbe o dere na ọ ga-eto aha Jehova “ruo mgbe ebighị ebi”? (Ọma 61:8), Disemba
Gịnị ka Baịbụl kwuru gbasara ịṅụ iyi? Eprel
Gịnị ka Jizọs bu n’obi mgbe ọ sịrị: “Unu echela na m bịara ime ka udo dịrị”? (Mat. 10:34, 35), Julaị
Gịnị ka Pọl bu n’obi mgbe ọ sịrị na ọ dị ka ‘à ga-asị na ya bụ nwa a mụkworo amụkwo’? (1 Kọr. 15:8), Septemba
Olee ndị a ga-akpọlite n’ọnwụ n’ụwa, oleekwa ụdị mbilite n’ọnwụ ha ga-enweta? Septemba
Olee otú Devid si ‘metere Mefiboshet ebere,’ mechaa kpọpụta ya ka e gbuo ya? (2 Sam. 21:7-9), Mach
Otú ọgbakọ si ewere alụmdi na nwunye nke mbụ na nke ọhụrụ ma Onye Kraịst lụọ onye ọzọ mgbe Baịbụl na-akwadoghị ya, Eprel
AKỤKỌ NDỤ
Ịmụ Gbasara Jehova na Ịkụziri Ya Ndị Ọzọ Na-atọ M Ụtọ (L. Weaver, Jr.), Septemba
“M Chọrọ Ịna-arụrụ Jehova Ọrụ” (D. van Marl), Nọvemba
M Hụrụ Ihe Ka Ịbụ Dọkịta Mma (R. Ruhlmann), Febụwarị
M Kwere Ka Jehova Na-ezi M Ụzọ, (K. Eaton), Julaị
ISIOKWU NDỊ A NA-AMỤ AMỤ
Aha Gị Ọ̀ Dị “n’Akwụkwọ nke Ndụ”? Septemba
Alaeze Chineke Na-achị, Julaị
Amụma E Buru n’Oge Ochie nke Gbasara Gị, Julaị
Anya Jehova Dị n’Ebe Ndị Ya Nọ, Ọgọst
Anyị Ga-adịli Ndụ Ebighị Ebi, Disemba
Bụrụ Onye A Ga-atụkwasịli Obi, Septemba
Ekwela Ka Ihe Ọ Bụla Mee Ka Ị Kwụsị Ife Jehova, Nọvemba
Eyipụla “Àgwà Ọhụrụ” Mgbe I Mechara Baptizim, Mach
Ezigbo Amamihe Na-eti Mkpu, Ọktoba
Ezigbo Ndụmọdụ Ga-abara Anyị Uru ná Ndụ, Mee
‘Gee Ntị n’Ihe Onye Ma Ihe Na-ekwu,’ Febụwarị
Ife Jehova Otú Ọ Chọrọ Ga-eme Ka Anyị Na-enwekwu Obi Ụtọ, Mach
Ihe Akwụkwọ Mkpughe Kwuru Chineke Ga-eme Ndị Iro Ya, Mee
Ihe Akwụkwọ Mkpughe Kwuru Gbasara Ọdịnihu Gị, Mee
Ihe Anyị Nwere Ike Ịmụta n’Anya Mmiri Gbara Jizọs, Jenụwarị
Ihe Mere Anyị Ji Aga Ncheta Ọnwụ Jizọs, Jenụwarị
Ihe Ndị Nne Nwere Ike Ịmụta n’Aka Yunis, Eprel
“Ihe Ọma Agaghị Akọ Ndị Na-achọ Jehova,” Jenụwarị
‘Inyere Ọtụtụ Ndị Aka Ka Ha Bụrụ Ndị Ezi Omume,’ Septemba
Ị Ga-atụkwasịli Ụmụnna Gị Obi, Septemba
Ị Ga-enweli Ezigbo Obi Ụtọ, Ọktoba
Ị Ga-eyipụli “Àgwà Ochie,” Mach
Ị̀ Na-ahụ Ihe Zekaraya Hụrụ? Mach
Jehova Bụ Onye Kacha Agbaghara Mmehie, Jun
Jehova Na-agọzi Ndị Na-agbaghara, Jun
Jiri Onyinye I Nwere Ikpe Ekpere Kpọrọ Ihe, Julaị
Mee Ka Olileanya Gị Na-esikwu Ike, Ọktoba
“Mụ na Gị Ga-anọ na Paradaịs,” Disemba
Mụta Ihe n’Aka Nwanne Jizọs, Jenụwarị
Na-akwado Jizọs Bụ́ Onye Na-eduzi Anyị, Julaị
Na-eche Echiche Nke Ọma Mgbe O Siiri Gị Ike Irubere Jehova Isi, Nọvemba
“Na-ejinụ Oge Unu Eme Ihe Kacha Mkpa,” Jenụwarị
“Na-emenụ Ka Ibe Unu Dị Ike,” Ọgọst
Na-enwe Obi Ụtọ ma I Meere Jehova Ike Gị Niile, Eprel
Na-enyere Ndị Ọzọ Aka Ka Ha Die Nsogbu Bịaara Ha, Disemba
Na-enyere Ndị Ọzọ Aka Ka Jizọs, Febụwarị
Ndị Jehova Ji Ezi Omume Kpọrọ Ihe, Ọgọst
Ndị Na-akwụwa Aka Ọtọ n’Anya Jehova Na-enwe Obi Ụtọ, Ọktoba
Ndị Na-eto Eto, Na-emekwunụ Nke Ọma ma Unu Mechaa Baptizim, Ọgọst
Ndị Nne na Nna, Nyerenụ Ụmụ Unu Aka Ka Ha Hụ Jehova n’Anya, Mee
Ndị Okenye, Na-emenụ Ka Pọl Onyeozi, Mach
Ndụmọdụ Ị Na-enye Ọ̀ “Na-eme Ka Obi Dị Mmadụ Ụtọ”? Febụwarị
‘Nọgidenụ Na-eje Ije n’Eziokwu Ahụ,’ Ọgọst
“Nwee Olileanya n’Ebe Jehova Nọ,” Jun
Obi Ga-eruli Gị Ala n’Oge Nsogbu, Disemba
Obi Ò Siri Gị Ike na Jehova Na-eme Ihe Dị Mma Mgbe Niile? Febụwarị
‘Otú I Si Ekwu Okwu Ọ̀ Bụ Ihe E Ji Ama Atụ’? Eprel
Otú Ị Ga-esi Ekpebi Ihe Ndị Ị Ga-emekwu n’Ofufe Jehova ma Mee Ha, Eprel
Otú Ịhụ Chineke n’Anya Si Eme Ka Anyị Kwụsị Ịtụ Ụjọ, Jun
Otú Jehova Si Enyere Anyị Aka Ijezu Ozi Anyị, Nọvemba
Otú Jehova Si Enyere Anyị Aka Iji Ọṅụ Na-atachi Obi, Nọbemba
Uru Akwụkwọ Mkpughe Ga-abara Gị Taa, Mee
Ị̀ MAARA?
Gịnị mere ndị Izrel oge ochie ji akwụ ụgwọ isi nwaanyị? Febụwarị
Gịnị mere o ji dị mma na e nwere ike iji nduru ma ọ bụ kpalakwukwu chụọrọ Jehova àjà n’Izrel oge ochie? Febụwarị
Mọdekaị ọ̀ dịrị ndụ n’eziokwu? Nọvemba
Olee otú ndị mgbe ochie si agụ afọ na ọnwa? Jun
Ọ bụrụ na a kpọgburu mmadụ n’osisi otú ahụ e mere Jizọs, ndị Rom hà na-ekwe ka e lie ya nke ọma? Jun
NDỊÀMÀ JEHOVA
1922—Ihe Ndị Mere Otu Narị Afọ Gara Aga, Ọktoba
NDỤ NA ÀGWÀ NDỊ KRAỊST
Biskiiti E Nyere Nkịta M (iji ihe nkwagharị ezi ozi ọma), Eprel
Gịnị Mere Anyị Anaghị Alụ Agha n’Agbanyeghị na Ndị Izrel Oge Ochie Lụrụ Agha? Ọktoba
Ihe Ga-enyere Gị Aka ma Ị Na-echegbu Onwe Gị, Eprel
Ì Jikerela ‘Iketa Ụwa’?Disemba
Kwe Ka “Iwu Obiọma” Na-eduzi Gị, Jun
ỤLỌ NCHE ỌHANEZE
Ihe Ga-eme Ka Ịkpọasị Kwụsị, Nke 1
TETA!
N’Ụwa A Nsogbu Juru, Olee Ihe Ndị Ga-enyere Gị Aka? Nke 1