Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • w23 Disemba p. 32
  • Akụkọ Mere Eme

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Akụkọ Mere Eme
  • Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2023
  • Isiokwu Nta
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Inwere Ụdị Mmadụ Niile Ọmịiko
  • Na-enwe Ọmịiko Ka Jehova
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2017
  • “Obi Ọmịiko nke Chineke Anyị”
    Bịaruo Jehova Nso
  • Nweenụ Obi Ọmịiko
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1994
  • Na-enwe “Obi Ọmịiko”
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2007
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2023
w23 Disemba p. 32

Akụkọ Mere Eme

Inwere Ụdị Mmadụ Niile Ọmịiko

Otu ụbọchị, otu nwanna nwaanyị na Niu Ziland lere vidio aha ya bụ ‘Na-elekọta Ibe Anyị,’ ebe e kwuru otú Jehova si enwere anyị ọmịiko na otú o si enyere anyị aka. (Aịza. 63:7-9) O kpebiri na ọ ga-eme ihe ọ mụtara ma na-enyere ndị ọzọ aka. Mgbe ọ gara ịzụrụ ihe ná mgbede ụbọchị ahụ, ọ hụrụ otu nwaanyị na-enweghị ụlọ ma gwa ya na ọ chọrọ ịzụnye ya nri. Nwaanyị ahụ kwetara. Mgbe nwanna nwaanyị ahụ wetaara ya ihe ọ zụtaara ya, o ji ohere ahụ gwa ya gbasara Jehova ma gosi ya traktị isiokwu ya bụ Ò Nwere Mgbe Nsogbu Ụwa A Ga-akwụsị?

Nwaanyị ahụ malitere ibe ákwá. Ọ gwara ya na ndị ezinụlọ ha bụ Ndịàmà Jehova nakwa na ọ pụrụ n’ọgbakọ ọtụtụ afọ gara aga. Ma, ọ dịbeghị anya ọ rịọwara Jehova ka o nyere ya aka ka ọ lọghachi n’ọgbakọ. Nwanna nwaanyị ahụ nyere ya Baịbụl, haziekwa otú ọ ga-esi na-amụrụ ya ihe.a

Anyị nwere ike ịna-enwere ndị mmadụ ọmịiko ka Jehova, ma ndị ikwu anyị ma ụmụnna anyị. Otú ọzọ anyị nwere ike isi na-enwere ndị ọzọ ọmịiko bụ ịna-achọ ohere anyị ga-eji na-ezi ha ozi ọma.

a Ị chọọ ịmụta otú i nwere ike isi nyere ndị kwụsịrịla ịga ozi ọma aka, gụọ isiokwu bụ́ “Lọghachikwutenụ M” nke gbara n’Ụlọ Nche Jun 2020.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya