- Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
ESTA
IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A
1
Oriri eze Ahazuirọs mere na Shushan (1-9)
Vashtaị nwunye eze nupụụrụ eze isi (10-12)
Eze jụrụ ndị ma omenala ihe a ga-eme Vashtaị (13-20)
E zipụrụ akwụkwọ ozi e dere ihe eze kwuru (21, 22)
2
A malitere ịchọ onye ga-abụzi nwunye eze (1-14)
Esta mechara bụrụ nwunye eze (15-20)
Mọdekaị gbara ndị kpara nkata igbu eze n’anwụ (21-23)
3
4
5
6
7
8
E buliri Mọdekaị n’ọkwá (1, 2)
Esta rịọrọ eze arịrịọ (3-6)
Eze tiri iwu kagburu iwu mbụ o tiri (7-14)
A napụtara ndị Juu, ha ana-enwe aṅụrị (15-17)
9
10