- Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
1 NDỊ TESALONAỊKA
IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A
1
2
Ozi Pọl jere na Tesalonaịka (1-12)
Ndị Tesalonaịka nabatara okwu Chineke (13-16)
Ọ gụrụ Pọl agụụ ịhụ ndị Tesalonaịka (17-20)
3
Pọl nọ n’Atens na-eche ka ọ nụ banyere ndị Tesalonaịka (1-5)
Ihe Timoti kọrọ mere ka obi ruo Pọl ala (6-10)
Ekpere Pọl kpere maka ndị Tesalonaịka (11-13)
4
A dọrọ aka ná ntị banyere ịkwa iko (1-8)
Na-ahụkwunụ ibe unu n’anya karịa otú unu na-eme (9-12)
A ga-ebu ụzọ kpọlite ndị ha na Kraịst dị n’otu (13-18)
5