2 NDỊ TESALONAỊKA IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A 1 Ekele (1, 2) Okwukwe ndị Tesalonaịka na-esikwu ike (3-5) A ga-abọ ọbọ n’isi ndị na-anaghị erube isi (6-10) Ekpere e kpeere ọgbakọ Tesalonaịka (11, 12) 2 Onye mmebi iwu (1-12) A gbara ndị Tesalonaịka ume ka ha kwụsie ike (13-17) 3 Na-ekperenụ anyị ekpere (1-5) A dọrọ aka ná ntị gbasara ndị na-akpa àgwà na-adịghị mma (6-15) Ekele mmechi (16-18)