- Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
2 TIMOTI
IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A
1
Ekele (1, 2)
Pọl kelere Chineke maka otú Timoti si nwee okwukwe (3-5)
Jiri onyinye Chineke nyere gị kpọrọ ihe (6-11)
Jidesie eziokwu m kụziiri gị aka ike (12-14)
Ndị iro Pọl na ndị enyi ya (15-18)
2
Kụziere ndị ruru eru ihe m kụziri (1-7)
Idi ahụhụ n’ihi ozi ọma (8-13)
Na-akụzi okwu Chineke, na-akọwakwa ya nke ọma (14-19)
Gbaara ihe na-agụ ndị na-eto eto ọsọ (20-22)
Otú e kwesịrị isi emeso ndị isi ike (23-26)
3
Oge ikpeazụ ga-adị oké egwu (1-7)
Na-eme nnọọ ka Pọl (8-13)
“Ahapụkwala ihe ndị ị mụtara” (14-17)
4
“Jeruo ozi gị n’isi” (1-5)
“Alụọla m ezigbo ọgụ anyị na-alụ” (6-8)
Ihe Pọl kwuru gbasara onwe ya (9-18)
Ekele ikpeazụ (19-22)