Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
March 8, 2000
Ịgba Ohu Nke Oge A Nkwụsị Ya Dị Nso!
Ọtụtụ nde mmadụ, karịsịa ndị inyom na ụmụaka, na-adị ndụ n’ụzọ fọrọ nke nta ka ọ bụrụ dị ka ndị ohu. Olee otú ịgba ohu a ga-esi kwụsị?
9 Ịgba Ohu nke Oge A—Nkwụsị Ya Dị Nso!
17 Igbu Onwe Onye—Nsogbu Zuru Ebe Nile nke Na-apụtachaghị Ìhè
19 Ndị E Mere Ka Ha Chọọ Ịdị Ndụ
26 À Ga-enwekwu Nnwere Onwe Ime Ihe Kwekọrọ n’Akọ na Uche Mmadụ na Mexico?
28 Oghere Dị n’Agbata Ndị Ọgaranya na Ndị Ogbenye Na-ebuwanye Ibu
29 Ikiri Ụwa
32 “O Kwesịrị Ịbụ n’Ebe Chineke Nọ Ka M Tụkwasịrị Obi”
N’ihi Gịnị Ka Enyi M Ji Mejọọ M? 13
Mgbe ụfọdụ ọbụbụenyị na-emebi. Olee otú nke a si eme? Gịnị ka ị pụrụ ime banyere ya?
Ikwere ihe n’ajụghị ase bụ ịdị njikere ikwere ihe ozugbo. Okwukwe kwesịrị ịdabere n’ihe àmà e ji n’aka. Olee nke Bible na-akwado?
[Ebe E Si Nweta Foto Ndi Dị na peeji 2]
IHU AKWỤKWỌ: Malite n’elu aka nri gbadata: FOTO UN 148000/Jean Pierre Laffont; MBA NDỊ DỊ N’OTU/ J.P. LAFFONT; J.R. Ripper/RF2; J.R. Ripper/RF2; FOTO UN 152227 nke John Isaac sere
MBA NDỊ DỊ N’OTU/J.P. LAFFONT
Ihe osise nke Albrecht Dürer/Dover Publications, Inc.