Isiokwu Ndị dị n’Akwụkwọ a
July 8, 2004
Imeri Ihe Ịma Aka Ndị A Na-enwe n’Oge Uto
A kọwawo ahụmahụ nke onye nọ n’oge uto dị ka mmadụ ịnọ na-aga ije n’elu eriri dị n’elu n’enweghị ihe ọ bụla ọ ga-aghọde aka ma ọ dawa. Olee otú a pụrụ isi nwee ihe ịga nke ọma na ya?
3 Ọṅụ na Ihe Ịma Aka Ndị A Na-enwe n’Oge Uto
10 “Ọchịchị Ime Obodo Ekwesịghị Ime Onwe Ya Onye Nchịkwa nke Ndụ Ndị Ọzọ”
17 Ihe Mere M Ji Kwere na Bible—Onye Ọkà Mmụta Sayensị Na-amụ Banyere Atọm Akọọ Banyere Onwe Ya
30 Ikiri Ụwa
Ihe Isi Ike nke Oge Agha Kwadebere M Maka Ndụ 12
Gụọ banyere akụkọ ndụ dị ịrịba ama nke otú otu nwoke si taa nnọọ ahụhụ n’oge ọ bụ nwata na Europe agha tisara na otú o si rụọ ọrụ dị ịrịba ama dị ka onye ozi ala ọzọ n’Africa.
Bịa n’Oge! 24
Ịbịakarị n’azụ oge pụrụ ịkpatara mmadụ nsogbu ná ndụ ya nakwa n’ọrụ ya. Lee ụfọdụ aro ndị bara uru ga-enyere gị aka ịdị na-abịa ihe n’oge.