Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • g 3/13 p. 1-2
  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
  • Teta!—2013
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
    Teta!—2013
  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
    Teta!—2013
  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
    Teta!—2013
  • Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A
    Teta!—2013
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Teta!—2013
g 3/13 p. 1-2

Isiokwu Ndị Dị n’Akwụkwọ A

Mach–Eprel 2013

© 2013 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania. Naanị anyị ka ikike ibipụtaghachi ya dị n’aka.

ISIOKWU TETA! A: IHE MERE NDỊ MMADỤ JI AGA ALA ỌZỌ NA OTÚ IHE NA-ADỊ MA HA RUO 6-9

3 Ihe Ndị Na-eme N’ụwa

4 Ihe Ndị Ga-enyere Ezinụlọ Aka

Otú Di na Nwunye Ga-esi Kwụsị Ịna-esekarị Okwu

10 Ajụjụ Ọnụ

Otu Nwoke Mụrụ Gbasara Rọbọt Kwuru Ihe Mere O Ji Kwere na Chineke

12 Ihe Gbasara Ndị Oge Ochie

Pleto

14 Ihe Baịbụl Kwuru

Ndị Ụwa Na-atụ n’Ọnụ

16 È Kere Ya Eke?

Ọdụ Ngwere

GỤỌ ISIOKWU NDỊ A N’ỊNTANET

www.jw.org/ig

NDỊ NA-ETO ETO

NDỊ NA-ETO ETO NA-AJỤ, SỊ . . .

Ọ̀ BỤ IHE ỌJỌỌ MA M JIRI EKWENTỊ ZIGARA MMADỤ OZI?

I nwere ike iji ekwentị ma ọ bụ Ịntanet mee ihe bara uru. I nwere ike iji ha zigara ndị enyi gị na ndị ọzọ ozi iji mara otú ha mere. Ma, ọ bụrụ na i jighị ya mee ihe bara uru, o nwere ike ime ka gị na ndị enyi gị see okwu. O nwekwara ike ime ka i nwee aha ọjọọ. Chọpụta onye i kwesịrị izigara ozi, ihe i kwesịrị ide, na mgbe i kwesịrị izigara mmadụ ozi.

(Gaa n’ebe e dere IHE NDỊ BAỊBỤL NA-AKỤZI pịa ebe e dere NDỊ NA-ETO ETO)

ỤMỤAKA

Gụọ gbasara ndị a a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl. Mee ihe ndị e kwuru ebe a. Jiri ha nyere ụmụ gị aka ka ha matakwuo ndị a kọrọ akụkọ ha na Baịbụl. Jirikwa ya nyere ha aka ka ha na-akpakwu àgwà ọma.

(Gaa n’ebe e dere IHE NDỊ BAỊBỤL NA-AKỤZI pịa ebe e dere ỤMỤAKA)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya