Mkpọsa
Ugbu a ị tụlewo ọtụtụ n’ime ozizi ndị bụ isi, ndị dịkwa mkpa nke Bible. Anyị ga-agba gị ume ịnọgide na-eto n’ihe ọmụma nke Okwu Chineke. Ihe inyeaka ndị e nwere maka gị ime nke a bụ:
Ihe Ọmụma nke Na-eduba ná Ndụ Ebighị Ebi
Isi Ihe Na-akpata Obi Ụtọ Ezinụlọ
Ibu Nwa-okoro Na Ab̧ọghọ-Gi—Inweta Ihe Kachasi Nma Nime Ya
A pụrụ inweta akwụkwọ ndị a na-enye aka n’ọmụmụ Bible site n’aka Ndịàmà Jehova n’ógbè gị. Ma ọ bụ, ị pụrụ inweta ha site n’idegara Watch Tower akwụkwọ, na-eji adres nke kwesịrị ekwesị site na peji nke na-eso mee ihe.