Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • tp p. 188
  • Inweta Akwụkwọ A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Inweta Akwụkwọ A
  • Ezi Udo na Ịnọ ná Ntụkwasị Obi—Olee Otú Ị Pụrụ Isi Nweta Ya?
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Inweta Akwụkwọ A
    Nlanarị Baa n’Ime Ụwa Ọhụrụ
  • Dịrị Ndụ Ebighị Ebi Na Paradaịs n’Elu Ala
    Ì Kwesịrị Ikwere n’Atọ n’Ime Otu?
  • Mkpọsa
    Obi Ụtọ—Ụzọ E Si Enweta Ya
  • Ọ̀ Bụ Akwụkwọ Dịịrị Gị?
    Akwụkwọ Dịịrị Mmadụ Nile
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ezi Udo na Ịnọ ná Ntụkwasị Obi—Olee Otú Ị Pụrụ Isi Nweta Ya?
tp p. 188

Inweta Akwụkwọ A

‘Ọbịbịa’ nke Alaeze Chineke ga-emere ihe a kpọrọ mmadụ ihe dị ukwuu karịa ihe ọ bụla ọzọ meworo n’akụkọ ihe mere eme. Ọ bụ ya mere o ji dị anyị mkpa ịmata ihe zuru ezu banyere Alaeze ahụ.

Ọ ga-amasị Ndịàmà Jehova iso gị kparịta isiokwu nke a dị mkpa, dị ka otu ezinụlọ ma ọ bụ otu onye, n’anaghị gị ego ọ bụla. Nanị degara Watch Tower akwụkwọ n’address nke kwesịrị ekwesị ndị e depụtara na peji nke na-esonụ n’akwụkwọ a, na-arịọ maka mkparịta ụka Bible dị otú ahụ. A ga-eme ndokwa ka otu Onyeàmà ruru eru kpọtụrụ gị ma nyere gị aka inwe nghọta doro anya nke Alaeze ahụ.

Ọtụtụ nde mmadụ n’akụkụ nile nke ụwa eriteworị uru site n’ozi nke a a na-eje n’efu. Gị onwe gị kwa pụrụ inweta azịzị ndị na-eju afọ bụ́ ndị ga-enyere gị aka iwulite okwukwe n’Alaeze Chineke.

Ị̀ ga-achọ ịgụ Okwu Chineke ná nsụgharị Bekee dị mfe nghọta, nke ziri ezi? E biwori ihe karịrị 57,000,000 nke “New World Translation of the Holy Scriptures.” Ị pụrụ ikwu ka e zitere nke gị site n’idegara Watch Tower akwụkwọ, na-eji address nke kwesịrị ekwesị site na peji nke na-esonụ.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya