ABỤ NKE 113
Udo Anyị Nwere
Nke E Biri Ebi
1. Too Jehova Chineke,
Onye n’eny’udo.
Ọ g’eme k’agha kwụsị,
K’ụwa dị n’otu.
Ọkpara ya dịo-biọma.
Ọ bụO-ny’isiu-do.
Eziu-do g’adị n’ụwa
M’o merie n’agha.
2. Esemokwu n’okwuọ-jọọ
K’anyị hapụrụ.
Anyị n’akpụgharịkwa
Mm’agha n’ube.
Anyị chọọ k’udo dịrị,
K’anyị gbaghara.
Eb’anyị n’eso Jizọs,
K’anyị ṅomie ya.
3. Jehova gọzir’anyị,
Mee k’anyị nwe’udo.
K’anyị n’edeb’iwu ya,
Rubere y’isi.
Anyị niile g’agbalị
N’eme k’udo dị
Ruom-gbe Chineke g’eme
K’udo dị n’ụwa.
(Gụọkwa Ọma 46:9; Aịza. 2:4; Jems 3:17, 18.)