Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • th ihe ọmụmụ 1 p. 4
  • Okwu Mmeghe Na-adọrọ Mmasị

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Okwu Mmeghe Na-adọrọ Mmasị
  • Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Okwu Mmeghe nke Na-akpasu Mmasị
    Rite Uru ná Mmụta A Na-enweta n’Ụlọ Akwụkwọ Ije Ozi Ọchịchị Chineke
  • Mee Ka Uru Ihe Ị Na-ekwu Bara Doo Anya
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
th ihe ọmụmụ 1 p. 4

IHE ỌMỤMỤ NKE 1

Okwu Mmeghe Na-adọrọ Mmasị

Amaokwu Baịbụl

Ọrụ Ndịozi 17:22

IHE Ị GA-EME: Okwu mmeghe gị kwesịrị ịdọrọ mmasị ndị ị na-agwa okwu, mee ka ihe ị na-ekwu doo anya, meekwa ka ha ghọta otú ọ ga-esi baara ha uru.

OTÚ Ị GA-ESI EME YA:

  • Dọta mmasị ha. Chọta ajụjụ, okwu, ihe ndị mere eme ma ọ bụkwanụ ihe ndị gbara n’akwụkwọ akụkọ ga-amasị ndị ị na-agwa okwu.

    Aro ndị ga-enyere anyị aka

    Ị kwadebewe ihe omume gị, chee banyere ihe ndị na-amasị ndị ị ga-agwa okwu na ihe ndị bụ́ nsogbu ha, ma jirizie ha bido okwu gị.

  • Mee ka ihe ị na-ekwu doo anya. Gbaa mbọ ka okwu mmeghe gị mee ka ndị ị na-agwa okwu mata ihe ị na-ekwu nakwa ihe mere i ji ekwu ya.

  • Gosi ihe mere ihe ị na-ekwu ji baa uru. Mee ka ihe ị na-ekwu daba n’ihe ndị ị chọpụtara gbasara ndị ị na-agwa okwu. Ha kwesịrị ịghọta otú ihe ị na-agwa ha ga-esi baara ha uru.

    Aro ndị ga-enyere anyị aka

    Ị kwadebewe ihe omume gị, jụọ onwe gị, sị: ‘Olee nsogbu ndị ha na ụmụnna nọ n’ọgbakọ m na-alụ?’ Hazie okwu mmeghe gị otú ọ ga-enyere ha aka.

N’OZI ỌMA

Iji chọpụta ihe nwere ike ịmasị mmadụ, leruo anya n’ihe ndị ọ na-eme na n’ihe ndị na-eme gburugburu ya. Jirizie ihe ndị ị chọpụtara jụọ ya ajụjụ ma ọ bụ kwuo obere ihe gbasara ha.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya