Dị Ike
ỤTỤTỤ
9:40 Abụ Olu Ụtọ
9:50 Abụ nke 38 na Ekpere
10:00 Jehova Na-enye “Ike na Ume”
10:15 Dị Ike—Meekwa Ka Okwukwe Gị Sie Ike
10:30 Dị Ike—Jiri Ịnụ Ọkụ n’Obi Na-ekwusa Ozi Ọma, Na-akụzi Ihe, ma Na-enye Ndị Ọzọ Ọzụzụ
10:55 Abụ nke 7 na Ịma Ọkwa
11:05 Ka E Mee Ka Ị Dị Ike Mgbe Ị Na-adịghị Ike
11:35 Okwu Baptizim
12:05 Abụ nke 79
EHIHIE
1:20 Abụ Olu Ụtọ
1:30 Abụ nke 102
1:35 Ajụjụ Ọnụ
1:45 Nchịkọta Ụlọ Nche
2:15 Okwu Mmadụ Abụọ Ga-ekwu: Dị Ike—Gosi na Ọ Bụ Jehova Kwesịrị Ịchị
Onye Na-eto eto
Di ma Ọ Bụ Nwunye
2:45 Abụ nke 126 na Ịma Ọkwa
2:55 “Guzosienụ Ike n’Okwukwe, . . . Dịnụ Ike”
3:55 Abụ nke 2 na Ekpere