Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • CO-pgm20 p. 2-3
  • Fraịdee

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Fraịdee
  • 2020 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Mee Ka Obi Jehova Ṅụrịa
    2020-2021 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Sekit nke Onye Nlekọta Sekit
  • “Ṅụrịanụ Ọṅụ n’Ime Jehova”
    2020-2021 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Sekit nke A Ga-ezite Onye Na-anọchite Anya Alaka Ụlọ Ọrụ
  • Satọdee
    2017 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
  • Fraịdee
    2019 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
Lee Ihe Ndị Ọzọ
2020 Usoro Ihe Omume Mgbakọ Ukwu
CO-pgm20 p. 2-3
Foto ndị e wekọtara ọnụ: 1. Malakaị onye amụma. 2. Okooko osisi. 3. Ebe Ndịàmà Jehova abụọ si n’agbụrụ dị iche iche nọ n’ozi ọma. Ha na-amụmụ ọnụ ọchị, na-ekwekwa ibe ha n’aka. 4. Ebe di na nwunye mere agadi ji ibe ha aka, na-amụmụkwara ibe ha ọnụ ọchị.

Fraịdee

“Na-aṅụrịnụ ọṅụ mgbe niile n’ime Onyenwe anyị. Aga m asị ọzọ, Na-aṅụrịnụ ọṅụ!”—Ndị Filipaị 4:4

ỤTỤTỤ

  • 9:20 Vidio Abụ Olu Ụtọ

  • 9:30 Abụ nke 111 na Ekpere

  • 9:40 OKWU ONYEISI OCHE: Ihe Mere Jehova Ji Bụrụ “Onye Obi Ụtọ” (1 Timoti 1:11)

  • 10:15 OKWU MMADỤ ANỌ GA-EKWU: Ihe Ndị So Na-eme Ka Anyị Nwee Ezigbo Ọṅụ

    • • Ịghara Ịna-ebi Ndụ Okomoko (Ekliziastis 5:12)

    • • Akọnuche Dị Ọcha (Abụ Ọma 19:8)

    • • Ịna-arụ Ọrụ Otú Kwesịrị Ekwesị (Ekliziastis 4:6; 1 Ndị Kọrịnt 15:58)

    • • Inwe Ezigbo Ndị Enyi (Ilu 18:24; 19:​4, 6, 7)

  • 11:05 Abụ nke 89 na Ịma Ọkwa

  • 11:15 AKỤKỌ BAỊBỤL A NA-EGERE EGERE: “Jehova Mere Ka Ha Ṅụrịa Ọṅụ” (Ezra 1:1–6:22; Hagaị 1:​2-11; 2:​3-9; Zekaraya 1:​12-16; 2:​7-9; 3:​1, 2; 4:​6, 7)

  • 11:45 Na-aṅụrị Ọṅụ Maka Otú Jehova Si Azọpụta Ndị Ya (Abụ Ọma 9:14; 34:19; 67:​1, 2; Aịzaya 12:2)

  • 12:15 Abụ nke 148 na Nkwụsịtụ

EHIHIE

  • 1:30 Vidio Abụ Olu Ụtọ

  • 1:40 Abụ nke 131

  • 1:45 OKWU MMADỤ ANỌ GA-EKWU: Na-enwe Ọṅụ n’Ezinụlọ Gị

    • • Ndị Bụ́ Di, Jirinụ Nwunye Unu Kpọrọ Ihe (Ilu 5:​18, 19; 1 Pita 3:7)

    • • Ndị Bụ́ Nwunye, Jirinụ Di Unu Kpọrọ Ihe (Ilu 14:1)

    • • Ndị Nne na Nna, Jirinụ Ụmụ Unu Kpọrọ Ihe (Ilu 23:​24, 25)

    • • Ụmụ, Jirinụ Ndị Nne na Nna Unu Kpọrọ Ihe (Ilu 23:22)

  • 2:50 Abụ nke 135 na Ịma Ọkwa

  • 3:00 OKWU MMADỤ ISII GA-EKWU: Ihe Ndị Jehova Kere Na-egosi na Ọ Chọrọ Ka Anyị Na-aṅụrị Ọṅụ

    • • Ọmarịcha Okooko Osisi (Abụ Ọma 111:2; Matiu 6:​28-30)

    • • Ezigbo Nri (Ekliziastis 3:​12, 13; Matiu 4:4)

    • • Ụcha Dị Iche Iche Mara Mma (Abụ Ọma 94:9)

    • • Ahụ́ Anyị E Kere nke Ọma (Ọrụ Ndịozi 17:28; Ndị Efesọs 4:16)

    • • Ụda Ndị Dị Ụtọ ná Ntị (Ilu 20:12; Aịzaya 30:21)

    • • Ụmụ Anụmanụ Ndị Mara Mma (Jenesis 1:26)

  • 4:00 Ihe Mere Ndị Na-eme Udo Ji Enwe Ọṅụ (Ilu 12:20; Jems 3:​13-18; 1 Pita 3:​10, 11)

  • 4:20 Anyị na Jehova Ịbụ Ezigbo Enyi Bụ Ihe Kacha Eme Ka Anyị Nwee Ọṅụ (Abụ Ọma 25:14; Habakọk 3:​17, 18)

  • 4:55 Abụ nke 28 na Ekpere Mmechi

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya