Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 7/99 p. 3
  • Ị̀ Ga-aga?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ị̀ Ga-aga?
  • Ozi Alaeze Anyi—1999
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ị̀ Na-eji Ihe Ime Mmụọ Akpọrọ Ihe?
    Ozi Alaeze Anyi—2000
  • Mgbakọ Distrikti “Ụzọ Ndụ nke Chineke” nke 1998
    Ozi Alaeze Anyi—1998
  • Ị̀ Ga-anọ Ebe Ahụ?
    Ozi Alaeze Anyi—2000
  • Mgbakọ Distrikti “Okwu Amụma nke Chineke” nke 1999
    Ozi Alaeze Anyi—1999
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—1999
km 7/99 p. 3

Ị̀ Ga-aga?

Gaa gịnị? Nnọkọ Friday nke Mgbakọ Distrikti “Okwu Amụma nke Chineke” nke 1999. N’afọ gara aga na Nigeria, ọnụ ọgụgụ kasị elu nke ndị gara na Friday ji 112,005 dị ala karịa ọnụ ọgụgụ kasị elu nke ndị gara na Sunday. Nke a pụtara na ihe karịrị pasent 25 nke ngụkọta ọnụ ọgụgụ ndị gara na Sunday agaghị otu ụzọ n’ụzọ atọ nke usoro ihe omume mgbakọ ahụ. Ị̀ ga-ahazi ihe omume gị ka i wee nọrọ ya n’ụbọchị atọ ahụ nile nke mgbakọ 1999? Anyị na-atụ anya na ị ga-eme otú ahụ.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya