Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 6/02 p. 4
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
  • Ozi Alaeze Anyi—2002
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2004
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2004
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2003
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2002
km 6/02 p. 4

Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

Ụlọ Nche June 15

“Ì chere na ọ dị mgbe anyị ga-ahụ njedebe nke ụdị nsogbu ndị a? [Gụpụta ihe e kwuru ná mmalite isiokwu nke mbụ, nyekwa ohere maka nzaghachi.] Okwu Chineke nke sitere n’ike mmụọ nsọ na-emesi anyị obi ike na nsogbu ndị dị otú ahụ ga-akwụsị n’oge na-adịghị anya. [Gụọ Abụ Ọma 72:12-14.] Mbipụta a nke Ụlọ Nche na-akọwa otú a ga-esi mezuo nke a.”

Ụlọ Nche July 1

“Ọtụtụ nde mmadụ na-eji ihe oyiyi okpukpe eme ihe n’ofufe ha, ebe ọtụtụ nde ndị ọzọ na-eche na ime otú ahụ ezighị ezi. Ọ̀ dịtụwo mgbe i chere ihe Chineke na-eche maka ya? [Nye ohere maka nzaghachi. Mgbe ahụ gụọ Jọn 4:24.] Isiokwu ndị a na-egosi otú iji ihe oyiyi okpukpe eme ihe si malite nakwa ihe Bible na-ekwu banyere ife ihe oyiyi ofufe.”

Teta! June 8

“Ì chere na ọ dị mgbe mmadụ nile nọ n’ụwa ga-enwe ike inwe ezi nnwere onwe? [Nye ohere maka nzaghachi.] Rịba nkwa a mara mma nke Chineke àmà. [Gụọ Ndị Rom 8:21.] Iji mezuo nkwa ahụ, ụdị nile nke ịgba ohu aghaghị ịkwụsị, ọ́ bụghị ya? Mbipụta a nke Teta! na-egosi otú nke ahụ ga-esi mezuo.”

“Bible buru amụma na a ga-enwe oge ndị siri ike n’ụbọchị ikpeazụ. [Gụọ 2 Timoti 3:1, 3.] Gburugburu ụwa, ọnụ ọgụgụ mpụ a na-eme na-enye ihe àmà nke a. Lee ka ihe ga-esi ka njọ ma ọ bụrụ na e nweghị ndị uwe ojii! Mbipụta a nke Teta! na-atụle ihe ịma aka na-eche ndị uwe ojii ihu n’ụwa nile.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya