Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 9/02 p. 8
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
  • Ozi Alaeze Anyi—2002
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2007
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2003
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2004
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2002
km 9/02 p. 8

Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

Ụlọ Nche Sept. 15

“Ọtụtụ nde mmadụ kwenyere na ‘ndị senti’ nwere ike pụrụ iche nakwa na ọ dị mma isite n’aka ha na-ekpe ekpere. Gịnị ka ị chere? [Nye ohere maka nzaghachi.] Rịba ama ihe Jizọs Kraịst kwuru. [Gụọ Jọn 14:6.] Nke a na-eme ka ụfọdụ nọrọ n’ihe ijuanya banyere isite n’aka ‘ndị senti’ na-ekpe ekpere. Mbipụta Ụlọ Nche nke a tụlere isiokwu ahụ dị mkpa.”

Ụlọ Nche Oct. 1

“Ọtụtụ ndị anọwo na-eche ma ọ̀ dị mgbe nsogbu nile gbara anyị gburugburu ga-akwụsị—agha, mpụ, na omume iyi ọha egwu. Gịnị ka i chere? [Nye ohere maka nzaghachi.] Bible na-enye ihe mmesi obi ike a na-enye nkasi obi. [Gụọ Abụ Ọma 37:10, 11.] Magazin nke a na-akọwa ihe mere na Chineke akwụsịbeghị ihe ọjọọ na ahụhụ ndị na-esi na ya apụta.”

Teta! Oct. 8

“Ọtụtụ ndị taa na-echegbu onwe ha banyere iyi ọha egwu, gụnyere iji nje ndị na-akpata ọrịa lụọ agha. Ì chere na ọchịchị ụmụ mmadụ pụrụ ime ka iyi ọha egwu ịkwụsị n’ụwa nke a? [Nye ohere maka nzaghachi.] Bible na-egosi ihe Chineke na-ezube ime. [Gụọ Ezikiel 34:28.] Teta! a na-enyocha ụfọdụ n’ime ihe ndị ọ gụnyere.”

“Taa, o yiri ka e nwere oké mmụba nke ọnụ ọgụgụ ezinụlọ ndị nwere nanị nne ma ọ bụ nna. Bible na-egosi na Onye Okike anyị nwere ọmịiko n’ebe ha nọ. [Gụọ Abụ Ọma 146:9.] Mbipụta Teta! a na-egosi otú ụkpụrụ Bible pụrụ isi nyere ndị nne na nna nanị ha na-azụ ụmụ aka ịzụlite ụmụ ha n’ụzọ gara nke ọma.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya