Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 9/07 p. 8
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
  • Ozi Alaeze Anyi—2007
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2008
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2003
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2002
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2007
km 9/07 p. 8

Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

Ụlọ Nche Sept. 15

“Gịnị ka i chere banyere ihe a Bible kwuru n’ebe a? [Gụọ Deuterọnọmi 32:4.] Ọ̀ dịtụla mgbe i chere, sị, ‘Ọ bụrụ na Chineke bụ onye kacha ihe nile ike ma na-ekpe ikpe ziri ezi, oleezi ihe mere ahụhụ na ihe ọjọọ ji jupụta ebe nile’? [Chere ka ọ zaa.] Magazin a kọwara ihe mere Chineke ji kwere ka ihe ọjọọ dịrị ruo oge anyị a.”

Ụlọ Nche Oct. 1

“Ò nweela mgbe i mechara ihe gị atawa onwe gị ụta, sị, ‘Asị nnọọ na m maara, m garaghị eme ihe a otú m si mee ya!’? [Chere ka ọ zaa.] Legodị ihe Bible kwuru n’ebe a mere anyị nile ji emecha akwa ụta mgbe ụfọdụ n’ihi ihe ndị anyị họọrọ ime. [Gụọ Jeremaịa 10:23.] Magazin a na-akọwa otú ndụmọdụ ndị bara uru dị na Bible si enyere anyị aka ime nhọrọ ndị dị mma.”

Teta! July–Sept.

“Ihe na-eduzi ụmụ anụmanụ bụ amamihe ha bu pụta ụwa. Ma ọ bụghị ya na-eduzi mmadụ. Ụmụ mmadụ nwere ike iji aka ha họrọ ụkpụrụ ndị ga na-eduzi ha ná ndụ. Olee ebe i chere anyị nwere ike isi nweta nduzi bụ́ ịgba? [Chere ka ọ zaa. Ọ zachaa, gụọ Abụ Ọma 119:105.] Magazin a na-akọwa otú Bible si bụrụ ebe e si enweta nduzi kacha mma.”

“O nwere ihe m chọrọ igosi gị na Bible. [Gụọ 1 Timoti 6:10.] Ì chere na ọ bụrụ na mmadụ nile nọ n’ezinụlọ ewepụ anya n’ịchụso nanị ihe onwunwe, na ọ ga-abara onye ọ bụla nọ n’ezinụlọ ahụ uru, meekwa ka obi ruo ha ala, ha esi otú a zere nsogbu ndị a e kwuru n’ebe a na Bible? [Chere ka ọ zaa.] Magazin a kwuru otú ịkwụsịlata ịkpa ego na ịkpachapụ anya mee nhazi sirila nyere ụfọdụ ndị aka ná ndụ.” Gosi ya igbe dị na peeji nke iri abụọ na itoolu.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya