Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 12/02 p. 8
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
  • Ozi Alaeze Anyi—2002
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2004
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2007
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2003
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2002
km 12/02 p. 8

Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ

Ụlọ Nche Dec. 15

“N’oge a n’afọ, ọtụtụ ndị na-eche banyere ọmụmụ Jizọs. Ị̀ maara na e nwere ihe ndị bara uru anyị pụrụ ịmụta site n’ihe ndekọ Bible banyere ọmụmụ ya? [Nye ohere maka nzaghachi. Mgbe ahụ, zoo aka na peeji nke 5, ma gụọ 2 Timoti 3:16.] Mbipụta Ụlọ Nche a tụlere ụfọdụ n’ime ihe mmụta ndị a.”

Ụlọ Nche Jan. 1

“Mgbe onye ha hụrụ n’anya nwụnahụrụ ha ma ọ bụ na-arịa ọrịa, ndị mmadụ na-echekarị sị, ‘Gịnị mere Chineke ji kwe ka nke a mee?’ Ikekwe, ị jụwo ajụjụ a. Bible na-egosi na Chineke na-enwe ọmịiko n’ahụ́ ndị na-ata ahụhụ. [Gụọ Aịsaịa 63:9a.] Magazin a na-akọwa ihe anyị pụrụ iji jide n’aka na Chineke ga-akwụsị ịta ahụhụ.”

Teta! Jan. 8

“Ì chere na ndị ọchịchị kwesịrị ịnapụ ndị mmadụ nnwere onwe ikwu okwu? [Nye ohere maka nzaghachi.] Gịnị ma ọ bụrụ na okwu ahụ gụnyere ịgwa ndị ọzọ okwu banyere okpukpe, dị ka anyị na-agụ n’ebe a? [Gụọ Ọrụ 28:30, 31.] N’oge na-adịbeghị anya, e welitere okwu a n’Ụlọikpe Kasị Elu nke United States. A na-agba gị ume ka ị gụọ banyere ya ná mbipụta a nke Teta!”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya