Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 12/06 p. 8
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
  • Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2004
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2007
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2003
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2002
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2006
km 12/06 p. 8

Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

Ụlọ Nche Dec. 15

“Ya ruo n’oge a n’afọ ọ bụla, ọtụtụ mmadụ na-echebara ihe a ndị mmụọ ozi kwuru mgbe a mụrụ Jizọs echiche. [Gụọ Luk 2:14.] Ì chere na o nwere mgbe a ga-enwe udo n’ụwa n’ezie? [Chere ka ọ zaa.] Magazin a na-ekwu otú Jizọs ga-esi weta ezi udo n’ụwa n’oge na-adịghị anya.”

Teta! Oct.-Dec.

“Ọ fọrọ obere ka ọ bụrụ na mmadụ nile na-enwe mmasị n’ikiri televishọn. Ma ì chere na anyị kwesịrị ichebara awa ole anyị na-eji ekiri TV echiche? [Chere ka ọ zaa. Ọ zasịa, ị gụọ Ilu 14:15.] Magazin a na-akọ ihe mere o ji baa uru ka anyị nyochaa awa ole anyị na-eji ekiri TV, ọ na-atụkwara anyị aro ndị ga-enyere anyị aka ịchịkwa otú anyị si ekiri ya.”

Ụlọ Nche Jan. 1

“Ì chere na ihe e ji ama onye ihe na-agaziri bụ otú akụnụba onye ahụ hà? [Chere ka ọ zaa. Ọ zasịa, ị gụọ 1 Timoti 6:9, 10.] Ọ bụ ezie na Bible akatọghị inwe ego, o gosiri na a naghị eji akụnụba amata onye ihe na-agaziri. Magazin a kwuru banyere nke a.”

Teta! Jan.-Mar.

“Ọ̀ dị gị ka è nwere oge anyị ga-ahụ mmezu nke amụma a m na-aga ịgụrụ gị ugbu a? [Gụọ Aịsaịa 33:24. Ị gụsịa ya, i chere ka ọ zaa.] Magazin a kọwara ihe ndị ọkà mmụta sayensị rụzurula n’ihe banyere ịgwọ ọrịa, kọwaakwa otú amụma Bible a ga-esi emezu.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya