Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 12/05 p. 5
  • Usoro Ihe Omume Ọhụrụ Maka Mgbakọ Sekit

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Usoro Ihe Omume Ọhụrụ Maka Mgbakọ Sekit
  • Ozi Alaeze Anyi—2005
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Eyipụla “Àgwà Ọhụrụ” Mgbe I Mechara Baptizim
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2022
  • Ntụleghachi Maka Usoro Ihe Omume Mgbakọ Sekit
    Ozi Alaeze Anyi—2005
  • Usoro Ihe Omume Ọhụrụ nke Mgbakọ Sekit
    Ozi Alaeze Anyi—2004
  • Usoro Ihe Omume Ọhụrụ nke Mgbakọ Sekit
    Ozi Alaeze Anyi—1995
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2005
km 12/05 p. 5

Usoro Ihe Omume Ọhụrụ Maka Mgbakọ Sekit

N’ụbọchị ndị ikpeazụ nke ụwa ochie a rụrụ arụ, ọ dị oké mkpa na anyị ga-anọgide na-eyikwasị uwe ime mmụọ anyị ma na-echekwa ihe e ji mara anyị dị ka Ndị Kraịst. (Mkpu. 16:15) N’ihi ya, ọ dabara adaba na isiokwu mgbakọ sekit maka afọ 2006 bụ “Yikwasịnụ Onwe Unu Ụdị Mmadụ Ọhụrụ Ahụ.”—Kọl. 3:10.

Ụbọchị nke Mbụ: Okwu mbụ ọtụtụ ndị ga-ekwu bụ́, “Igosipụta Àgwà Ndị E Ji Mara Ụdị Mmadụ Ọhụrụ Ahụ,” ga-atụle otú igosipụta ụdị mmadụ ọhụrụ ahụ si abara anyị uru n’akụkụ nile nke ndụ anyị. Olee otú anyị si egosipụta ụdị mmadụ ọhụrụ ahụ? A ga-atụle nke ahụ n’okwu abụọ ndị ikpeazụ a ga-ekwu n’ụbọchị nke mbụ, bụ́, “Zụọ Onwe Gị Ịdị Na-atụgharị Uche nke Ọma” na “Mmụta nke Na-akpụzi Ụdị Mmadụ Ọhụrụ Ahụ.”

Ụbọchị nke Abụọ: N’okwu nke abụọ ọtụtụ ndị ga-ekwu nke isiokwu ya bụ, “Ịzụlite Ire Ndị Maara Ihe,” a ga-atụle mmetụta ụdị mmadụ ọhụrụ ahụ na-enwe n’otú anyị si eji ire anyị eme ihe. “Ị̀ Na-emeri Ajọ Onye Ahụ?” bụ isiokwu nke okwu ihu ọha a ga-ekwu. Ọ ga-eme ka mkpa ọ dị ịnọ na nche megide ụzọ aghụghọ nile nke Setan pụta ìhè. Okwu abụọ ndị ikpeazụ a ga-ekwu ná mgbakọ ahụ bụ́, “Nọrọ n’Enweghị Ntụpọ Site n’Ụwa” na “Ime Ka Mmadụ Anyị Bụ n’Ime Na-adị Ọhụrụ Kwa Ụbọchị,” ga-enyere anyị aka ịjụ àgwà na omume ndị na-ekwekọghị n’ụzọ ezi omume Chineke nakwa ịnọgidesi ike n’ofufe anyị na-efe Jehova.

Lee nnọọ ka anyị si na-atụ anya inweta agbamume a bụ iyikwasị ụdị mmadụ ọhụrụ ahụ ma nọgide na-eyi ya!

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya