Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 11/05 p. 8
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
  • Ozi Alaeze Anyi—2005
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2004
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2003
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2008
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2005
km 11/05 p. 8

Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

Ụlọ Nche Nov. 15

“Ọtụtụ mmadụ na-eche ihe mere o ji yie ka nsogbu ndị na-akpa ụmụ mmadụ ezé ọ̀ na-akawanye njọ kama ịka mma. Ọ̀ dịtụla mgbe i chere echiche banyere ihe amaokwu Bible a kwuru na ọ bụ ya nwere ike ịkpata ya? [Gụọ Mkpughe 12:9. Ị gụsịa ya, chere ka ọ zaa.] Magazin a na-atụle ụzọ Ekwensu si eduhie ndị mmadụ na otú anyị pụrụ isi guzogide mmetụta ya.”

Ụlọ Nche Dec. 1

“Mgbe ndị mmadụ nụrụ okwu ahụ bụ́ ‘Amagedọn,’ ihe na-agbata ọtụtụ n’uche bụ ajọ mbibi a ga-ebibi ihe nile. [Gosi ya igbe dị na peeji nke 3.] Ọ̀ ga-atụ gị n’anya ịmara na Amagedọn bụ́ n’ezie otu n’ime ihe ọma pụrụ imere anyị? [Chere ka ọ zaa.] Magazin a kọwara ihe kpatara ya.” Gụọ 2 Pita 3:13.

Teta! Dec. 8

“Ọ bụ ezie na a na-akọpụta ihe oriri ga-ezuru onye ọ bụla nọ n’ụwa, ihe dị ka narị nde mmadụ asatọ adịghị eriju afọ. Nke ahụ ọ́ bụghị ihe mwute? [Chere ka ọ zaa.] Magazin a tụlere ihe isi ike a na-enwe mgbe nile n’inyeju ndị bi n’obodo ukwu afọ. Ọ tụlekwara nkwa Bible kwere banyere ụwa nke agụụ na-agaghị adị na ya.” Gụọ Abụ Ọma 72:16a.

“Achọrọ m ịkọrọ gị banyere oge onye ọ bụla ga-enwe ebe obibi dị mma. Ọ́ bụghị ihe mwute na ọtụtụ mmadụ enweghị ebe obibi? [Chere ka ọ zaa. Ọ zasịa, gụọ Aisaia 65:21, 22.] Magazin a tụlere ihe ndị na-akpata enweghị ebe obibi. Ọ kọwakwara otú Chineke ga-esi mezuo nkwa a anyị gụrụ banyere ya ugbu a.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya