Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 6/07 p. 4
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
  • Ozi Alaeze Anyi—2007
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2007
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2004
  • Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2009
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2007
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2007
km 6/07 p. 4

Ihe Ndị A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

Ụlọ Nche June 15

“Ị̀ chọpụtala na ọtụtụ ndị taa na-ekpebiri onwe ha ihe bụ́ ihe ọma na ihe ọjọọ? [Chere ka ọ zaa.] Ka m gosi gị otu n’ime ntụziaka ndị dị na Bible bụ́ ndị pụrụ ịba uru n’oge ọ bụla. [Gụọ otu n’ime akụkụ Akwụkwọ Nsọ ndị dị n’igbe ahụ dị na peeji nke 6-7.] Magazin a na-akọwa otú ịgbaso ụkpụrụ omume ọma ndị e setịpụrụ na Bible si abara anyị uru.”

Ụlọ Nche July 1

“Ò nwetụla mgbe i chere ihe mere ndị mmadụ ji emeso ndị na-esighị n’agbụrụ ha ma ọ bụ n’obodo ha ma ọ bụkwanụ ndị na-adịghị asụ asụsụ ha, mmeso ọjọọ? [Chere ka ọ zaa.] Lee ihe Bible kwuru kpatara ya. [Gụọ 1 Jọn 4:20.] Magazin a zara ajụjụ bụ, Ọ̀ ga-ekwe omume agbụrụ nile ịdị n’udo?”

Teta! Apr.–June

“Ì chere na o nwere onye a na-adịghị ahụ anya na-akpata nsogbu ndị dị n’ụwa anyị a? [Chere ka ọ zaa.] Jizọs kwuru na ọ bụ Setan bụ onye omempụ ahụ na-akpata nsogbu nile dị n’ụwa taa. Lee ihe Setan fooro ntutu taa na ya ga-eme. [Gụọ Mkpughe 12:9.] Ọ dị oké mkpa ka anyị kweta na Setan dị adị n’ezie, ọ dịkwa oké mkpa ka anyị nọsie ike n’akụkụ Chineke.” Gosi ya isiokwu malitere na peeji nke 24.

“O nwere nsogbu ọtụtụ ndị na-agbalị inwe ùgwù na akọnuche dị ọcha na-enwe ugbu a. Nsogbu ahụ bụ na a na-ara ha ụra iso ndị na-abụghị di ma ọ bụ nwunye ha nwee mmekọahụ. Ma, ọ̀ dị njọ ime otú ahụ? [Chere ka ọ zaa, ya zasịa, gị agụọ 1 Ndị Kọrịnt 6:9 ma kọwaa ya.] Ka mmadụ wee nwee ike irube isi n’iwu Chineke nyere megide ịkwa iko, ọ dị mkpa ka onye ahụ zere ihe ọ bụla nwere ike iduba ya n’ịkwa iko.” Gosi ya isiokwu dị na peeji nke 14.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya