Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 8/08 p. 4
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
  • Ozi Alaeze Anyi—2008
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2006
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2007
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2003
  • Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị Ahụ
    Ozi Alaeze Anyi—2002
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2008
km 8/08 p. 4

Ihe A Ga-ekwu Banyere Magazin Ndị A

Ụlọ Nche Aug. 1

“Ì kweere na irube isi n’iwu a Jizọs nyere ga-eme ka ezinụlọ nwekwuo obi ụtọ? [Gụọ Jọn 13:34. Chere ka ọ zaa.] Isiokwu a kwuru otú ihe ndị Jizọs kụziri na otú o si kpaa àgwà si gbasa onye ọ bụla nọ n’ezinụlọ.” Gosi ya isiokwu dị na peeji nke 16 na nke 17.

Ụlọ Nche Sept. 1

“Ihe ka ọtụtụ ná ndị mmadụ maara okwu Jizọs dị na Matiu 6:9. [Gụọ ya.] Ma, ọ na-esiri ọtụtụ ndị ike ile Chineke anya dị ka Nna. Olee otú i chere anyị nwere ike isi bịaruo Chineke nso? [Chere ka ọ zaa.] Magazin a kọwara àgwà ndị dị iche iche Nna anyị nke eluigwe nwere na otú anyị nwere ike isi mata ya nke ọma.”

Teta! July–Sept.

“Otú e si eme anwansi n’ọtụtụ n’ime ntụrụndụ ndị a na-enwe n’ụwa taa abụghị ihe e ji ọnụ ekwu. Ì chere na ọ dịghị ihe o mere ma mmadụ na-eme anwansi? [Chere ka ọ zaa. Gụzie Diuterọnọmi 18:10-12.] Isiokwu a gosiri ihe ize ndụ Baịbụl kwuru dị na mgbaasị.” Gosi ya isiokwu malitere na peeji nke 14.

“Olee ihe i chere ga-eme ka alụmdi na nwunye gaa nke ọma? [Chere ka ọ zaa. Gụzie Ilu 12:18.] Ọtụtụ ndị na-elegharakarị eziokwu bụ́ na ihe di gwara nwaanyị ya ma ọ bụ ihe nwaanyị gwara di ya abụghị ebe okwu dị kama ọ bụ otú e si kwuo ihe e kwuru. Magazin a gosiri mkpa ọ dị ka ndị di na nwunye jiri nkwanye ùgwù na-agwa onwe ha okwu.” Gosi ya isiokwu dị na peeji nke 6.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya