AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | 2 IHE E MERE 29-32
Anyị Ga Na-arụsi Ọrụ Ike Ka Anyị Na-efe Chineke
Nke E Biri Ebi
Mbọ Hezekaya gbara mere ka ndị Juu maliteghachi ife Jehova
746-716 T.O.N.K.
Oge Hezekaya Chịrị
NAỊSAN 746 T.O.N.K.
Ụbọchị nke 1-8: O dewere ogige ụlọ nsọ ọcha
Ụbọchị nke 9-16: O dewere ụlọ Jehova ọcha
E kpuchiiri Izrel dum mmehie ha ma mee ka ha maliteghachi ife Jehova
740 T.O.N.K.
Mgbe E Bibiri Sameria
Hezekaya kpọrọ ndị niile obi ha dị n’ife Jehova ka ha zukọta ọnụ fee Chineke
Ọ gwara ndị ọgba ọsọ ka ha gaa kesaara ndị mmadụ akwụkwọ ozi malite na Bia-shiba ruo na Dan iji kpọọ ha òkù ka ha zukọọ maka Ememme Ngabiga
Ọtụtụ ndị zara òkù ahụ n’agbanyeghị na ụfọdụ ndị kwara ndị ọgba ọsọ ahụ emo