- Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
Onye na-enye mmadụ ndụmọdụ kwesịrị ikwu okwu otú ọ ga-agba onye ahụ ume
16:4, 5
Job dara mbà n’obi. E kwesịrị ịgba ya ume ma kasie ya obi
Ndị enyi Job akasighị ya obi. Kama, ha atọ boro ya ebubo, kwuokwa ihe ndị mere ka obi jọkwuo ya njọ
Okwu ọjọọ Bildad kwuru mere ka Job kwaa arịrị
19:2, 25
Job kwara ákwá, rịọ Chineke ka o nyere ya aka. O kwudịrị okwu yanwa ịnwụ
Ihe nyeere Job aka iguzosi ike bụ na o chetara na Chineke ga-akpọlite ya n’ọnwụ ma ya nwụọ