AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | AỊZAYA 17-23
Mmadụ Iji Ikike O Nwere Eme Ihe Na-ekwesịghị Ekwesị Na-eme Ka A Napụ Onye Ahụ Ikike Ahụ
Shebna bụ “onye na-elekota ụlọ.” O nwere ike ịbụ ụlọ Eze Hezekaya ka ọ na-elekọta. Ọ bụ osote eze. A na-atụkwa anya ọtụtụ ihe n’aka ya.
Shebna kwesịrị ịna-elekọta ndị Jehova
O lekwasịrị anya n’ịchọrọ onwe ya otuto
Jehova ji Elayakim dochie Shebna
E nyere Elayakim “mkpịsị ugodi nke ụlọ Devid,” nke pụtara ikike na ọchịchị
Chebara ihe a echiche: Olee otú Shebna gaara esi jiri ikike o nwere nyere ndị ọzọ aka?