Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Eprel p. 3
  • Kwee Ka Jehova Kpụzie Echiche Gị na Àgwà Gị

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Kwee Ka Jehova Kpụzie Echiche Gị na Àgwà Gị
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Otú Ị Ga-esi Gosi na Obi Dị Gị Ụtọ na Jehova Na-akpụzi Anyị
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2016
  • Kwe Ka Aka Ná Ntị Jehova Na-adọ Gị Kpụzie Gị
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2013
  • Ị̀ Na-ekwe Ka Jehova Kpụzie Gị?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2016
  • Ònye Na-akpụzi Echiche Gị?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1999
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Eprel p. 3

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JEREMAYA 17-21

Kwee Ka Jehova Kpụzie Echiche Gị na Àgwà Gị

Ebe ọkpụite ji ụrọ na-akpụ ihe

Kwee ka Jehova na-akpụzi gị

18:1-11

  • Jehova na-eji ndụmọdụ na ịdọ aka ná ntị akpụzi anyị ka anyị nwee ezigbo àgwà

  • Anyị kwesịrị ịna-erubere Jehova isi, na-ekwekwa ka ọ na-akpụzi anyị

  • Jehova anaghị amanye anyị ime ihe anyị na-achọghị ime

Ọkpụite nwere ike ịgbanwe obi ya jiri ụrọ o ji na-akpụ otu ihe kpụọ ihe ọzọ

  • Ebe ọ bụ na Jehova nyere anyị ikike ịhọrọ ihe anyị chọrọ ime, anyị nwere ike ikwe ma ọ bụ jụ ka ọ kpụzie anyị

  • Ọ bụ otú anyị si kpaa àgwà ga-ekpebi otú Jehova ga-esi na-emeso anyị

    Iji gosi otú Ọkpụite Ukwu ahụ si akpụzi mmadụ, otu nwanna hapụrụ ndị okenye pụọ ma mechaa laghachi ka ya na ha kwurịta

Olee ebe ndị m chọrọ ka Jehova kpụzie m?

Ị̀ MAARA?

Ite ụrọ na ite ụrọ kụwara akụwa nọ n’akụkụ ya

Ụrọ bụ ihe a ma nke ọma n’oge Baịbụl. Mgbe ọ ka dị mmiri mmiri, ọ na-adị nro, na-ekwekwa ọkpụkpụ. Otú ọ bụla e si kpụọ ya ka ọ ga-adị. Ma, ụrọ anaghị esi ezigbo ike, ọ sọgodị ya ya bụrụ na a kwanyeere ya ọkụ iji mee ka o sikwuo ike.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya