Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb17 Nọvemba p. 3
  • Otú Anyị Ga-Esi Na-emekwu Nke Ọma n’Ozi Ọma—Ime Nletaghachi

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Otú Anyị Ga-Esi Na-emekwu Nke Ọma n’Ozi Ọma—Ime Nletaghachi
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu nke Ọma n’Ozi Ọma—Kwadebe Obi Onye I Ziri Ozi Ọma Maka Mgbe Ị Ga-abịaghachi
    Ozi Alaeze Anyi—2014
  • Otú Anyị Ga-esi Na-emekwu Nke Ọma n’Ozi Ọma—Kwadebe Obi Onye I Ziri Ozi Ọma Maka Mgbe Ị Ga-abịaghachi
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ (2016)
  • Ịkwado Akwado Bụ Ihe Bụ́ Isi Na-eme Ka Nletaghachi Na-arụpụta Ihe
    Ozi Alaeze Anyi—2008
  • Akụkụ nke 11: Iduzi Ọmụmụ Bible Na-aga n’Ihu
    Ozi Alaeze Anyi—2005
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2017
mwb17 Nọvemba p. 3

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Otú Anyị Ga-Esi Na-emekwu Nke Ọma n’Ozi Ọma—Ime Nletaghachi

IHE MERE O JI DI MKPA: Ọtụtụ ndị nwere mmasị n’ozi ọma anyị chọrọ ịmata nke bụ́ eziokwu gbasara Chineke. (Aịza. 55:6) Iji nwee ike inyere ha aka ịna-amụta ihe anyị na-akụziri ha, anyị kwesịrị ịgaghachi ná nke ha ọtụtụ ugboro. Ma, ebe ọ bụ na nsogbu onye nke ọ bụla n’ime ha dị iche, ihe anyị ga-eme iji mee ka ha nwee mmasị n’ozi anyị agaghị abụ otu. Anyị ga-eme nke ọma ma ọ bụrụ na anyị akwadebe akwadebe ma buru n’obi ịmalitere ha ọmụmụ Baịbụl mgbe ọ bụla anyị gara ileta ha.

Ebe otu nwanna nwaanyị na-akwadebe maka nletaghachi

OTÚ Ị GA-ESI EME YA:

Ebe ụmụnna nwaanyị abụọ kpọnyere mmadụ vidio oge ha nọ ná nletaghachi
  • Egbula oge ịgaghachi. O kwe mee, gaghachi n’ime ụbọchị ole na ole.—Mat. 13:19

  • Mesapụrụ ya ihu ma kwanyekwara ya ùgwù. Ahụ́ ruokwa gị ala

  • Buru ụzọ kelee ya nke ọma. Na-akpọ ya aha ya. Gwa ya ihe mere i ji bịaghachi. O nwere ike ịbụ ka ị zaa ya ajụjụ, nye ya akwụkwọ, gosi ya adres Ịntanet anyị, gosi ya vidio ma ọ bụ gosi ya otú anyị na ndị mmadụ si amụ Baịbụl. Ị chọpụta na ọ chọrọ ka unu kwuo gbasara ihe ọzọ dị iche, soro ya kwurịta ya.—Fil. 2:4

  • Jiri Baịbụl mee ka okwu ị gwara ya ruo ya n’obi, ọ dị mfe nye ya akwụkwọ ọ ga-agụ. (1 Kọr. 3:6) Gbalịa ka i meta ya enyi

  • Gwa ya ihe unu ga-atụle n’oge ọzọ

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya