AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JỌN 13-14
“M Na-enye Unu Ihe Nlereanya”
Jizọs ji ụkwụ ọ sara ndịozi ya kụziere ha ka ha dị umeala n’obi ma na-ejere ụmụnna ha ozi ndị e ledara anya.
Olee otú m ga-esi gosi na m dị umeala n’obi mgbe . . .
e nwere nghọtahie ma ọ bụ esemokwu?
e nyere m ndụmọdụ?
a na-edebe Ụlọ Nzukọ Alaeze ọcha ma ọ bụ na-arụzi ya?