Ebe ụmụnna na-agbatara ụmụnna ibe ha ọsọ enyemaka n’Amerịka
Ihe Gị na Mmadụ Nwere Ike Ikwurịta
●○○ MKPARỊTA ỤKA NKE MBỤ
Ajụjụ: Olee ihe na-eme mmadụ ma ọ nwụọ?
Amaokwu Baịbụl: Ekli. 9:5a
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Mmadụ nwụọ, nke ya ọ̀ gaala?
○●○ NLETAGHACHI NKE MBỤ
Ajụjụ: Mmadụ nwụọ, nke ya ọ̀ gaala?
Amaokwu Baịbụl: Job 14:14, 15
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú ihe ga-adị n’ụwa mgbe Chineke ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ?
○○● NLETAGHACHI NKE ABỤỌ
Ajụjụ: Olee otú ihe ga-adị n’ụwa mgbe Chineke ga-akpọlite ndị nwụrụ anwụ?
Amaokwu Baịbụl: Aịza. 32:18
Ajụjụ A Ga-aza n’Oge Ọzọ: Olee otú Chineke ga-esi mee ka udo dịrị n’ụwa?