AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | NDỊ HIBRU 7-8
“Onye Nchụàjà Dị Ka Melkizedek Ruo Mgbe Ebighị Ebi”
Olee otú Melkizedek si yie Jizọs?
7:1—Ọ bụ eze na onye nchụàjà
7:3, 22-25—E nweghị ihe e dere ede gosiri na e nwere ndị ọ nọchiri ma ọ bụ ndị nọchiri ya
7:5, 6, 14-17—O sighị n’ezinụlọ ndị nchụàjà, kama ọ bụ Jehova họpụtara ya
Olee otú ọbụbụ Kraịst bụ onye nchụàjà si kara nke ndị nchụàjà si n’ezinụlọ Erọn mma? (it-1 1113 ¶4-5)