Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Eprel p. 8
  • Olee Ihe Kacha Mụ Mkpa?

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Olee Ihe Kacha Mụ Mkpa?
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ndị Na-eto Eto, Ùnu Na-elekwasị Anya n’Ihe Unu Kpebiri Ime n’Ozi Jehova?
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2018
  • Mgbalị Siri Ike—Olee Mgbe Jehova Na-agọzi Ya?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2002
  • Jiri Ihe Mgbaru Ọsọ Ime Mmụọ Wetara Onye Okike Gị Otuto
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2004
  • Olee otú m ga-esi eme ihe ndị m kpebiri ime?
    Teta!—2011
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Eprel p. 8
Ebe Jekọb na mmụọ ozi na-agba mgba.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

Olee Ihe Kacha Mụ Mkpa?

Jekọb na mmụọ ozi gbara mgba n’ihi na ọ chọrọ inweta ihe kacha ya mkpa, ya bụ, ngọzi Jehova. (Jen. 32:​24-31; Hos. 12:​3, 4) Anyịnwa kwanụ? Ànyị dị njikere ịgbalịsi ike rubere Jehova isi ma nweta ngọzi ya? Dị ka ihe atụ, ọ bụrụ na a chọrọ ka anyị rụtụkwuo ọrụ n’ebe anyị na-arụ ọrụ, ma oge ahụ bụ oge ọmụmụ ihe, ma ọ bụkwanụ na ụbọchị ọmụmụ ihe dabara n’ụbọchị ahịa, olee nke anyị ga-ahọrọ? Anyị nye Jehova oge anyị, ike anyị, na ihe ndị anyị nwere, ya bụ, ihe ndị kacha mma anyị nwere, ọ ga na-awụkwasị anyị ‘ngọzi ruo mgbe ọ na-adịghị ihe ga-akọ anyị.’ (Mal. 3:10) Ọ ga na-edu anyị, na-echebe anyị, ma na-egboro anyị mkpa anyị.​—Mat. 6:33; Hib. 13:5.

LEENỤ VIDIO BỤ́ AHAPỤLA IHE I KPEBIRI IME N’OZI JEHOVA, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Ebe otu nwanna nwaanyị onye ọsụ ụzọ na-arụ ọrụ o ji akpa afọ ya. Ọrụ ya bụ ịgba taprịta n’asụsụ ndị ogbi.

    Olee otú e si jiri ihe na-amasị nwanna nwaanyị ahụ nwaa ya ọnwụnwa?

  • Ebe otu nwanna nwaanyị onye ọsụ ụzọ ahụ na-arụ ọrụ n’ime abalị n’ọfis gbara ọchịchịrị.

    Olee otú ọrụ anyị na-arụ nwere ike isi bụụrụ anyị ọnwụnwa?

  • Ebe Timoti na-agụ akwụkwọ mpịakọta n’abalị n’akụkụ windo ya.

    Gịnị mere Timoti ka ji nweekwa ihe ndị o kpebiri ime n’ofufe Jehova n’agbanyeghị na ọ ghọọla Onye Kraịst ma nke a na-akọ?​—1 Tim. 4:16

  • Ebe nwanna nwaanyị onye ọsụ ụzọ ahụ na-ekele onye ọ na-amụrụ Baịbụl mgbe ha bịara n’ụlọ ya ịmụrụ ya ihe.

    Olee ihe kacha gị mkpa ná ndụ?

    Olee otú anyị ga-esi eme ka a mata ọrụ nke kacha anyị mkpa?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya