Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Eprel p. 6
  • Eprel 27–Mee 3

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Eprel 27–Mee 3
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Eprel p. 6

Eprel 27–Mee 3

JENESIS 34-35

  • Abụ nke 28 na Ekpere

  • Okwu Mmeghe (1 nkeji)

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE

  • “Nsogbu Mkpakọrịta Ọjọọ Na-akpata”: (Nkeji 10)

    • Jen. 34:1​—Daịna nọ na-agakwuru ụmụ agbọghọ Kenan (w97 2/1 30 ¶4)

    • Jen. 34:2​—Shikem dinara Daịna (lv 103 ¶14)

    • Jen. 34:​7, 25​—Simiọn na Livaị gburu Shikem na nwoke ọ bụla ọzọ nọ n’obodo ahụ (w09 9/1 21 ¶1-2)

  • Ihe Anyị Mụtara n’Okwu Chineke: (Nkeji 10)

    • Jen. 35:8​—Ònye bụ Debora, oleekwa ihe anyị ga-amụta n’aka ya? (it-1 600 ¶4)

    • Jen. 35:​22-26​—Olee otú anyị si mara na ọ bụghị iwu na ndị niile Mesaya ga-esi n’agbụrụ ha ga-abụ ọkpara? (w17.12 14)

    • Gịnị ka ị mụtara n’ọgụgụ Baịbụl nke izu a gbasara Jehova Chineke, ozi anyị, ma ọ bụ ihe ọzọ?

  • Ọgụgụ Baịbụl: (Nkeji 4 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jen. 34:​1-19 (th ihe ọmụmụ nke 5)

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA

  • Vidio Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 5) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio ahụ ma jụọ ajụjụ ndị a: Olee otú onye nkwusa ahụ si gbalịa ruo onye nwe ụlọ n’obi? Olee otú anyị nwere ike isi jiri akwụkwọ Baịbụl Na-akụziri Anyị malite ọmụmụ Baịbụl?

  • Nletaghachi nke Abụọ: (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) Jiri ihe dị na peeji nke mbụ mee ya. (th ihe ọmụmụ nke 13)

  • Ọmụmụ Baịbụl: (Nkeji 5 ma ọ bụ ihe na-erughị ya) fg ihe ọmụmụ nke 4 ¶6-7 (th ihe ọmụmụ nke 14)

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

  • Abụ nke 40

  • “Tụfuonụ Chi Ndị Mba Ọzọ”: (Nkeji 15) Okwu ndị na-ege ntị ga-etinyetụ ọnụ. Kpọnye vidio bụ́ “Na-eguzogidenụ Ekwensu.”

  • Ọmụmụ Baịbụl Ọgbakọ: (Nkeji 30) jy isi nke 112

  • Okwu Mmechi (Nkeji 3 ma ọ bụ ihe na-erughị ya)

  • Abụ nke 143 na Ekpere

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya