Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb21 Mee p. 5
  • Jiri Ihe Atụ Na-akọwa Ihe Ndị Bụ́ Isi

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Jiri Ihe Atụ Na-akọwa Ihe Ndị Bụ́ Isi
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Jiri Ihe Atụ Na-akụzi Ihe
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Na-ekpe Ekpere ma Si Otú Ahụ Nabata Enyemaka Jehova
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Jiri Okwu Chineke Na-akụzi Ihe
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
  • Na-ajụ Ajụjụ
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2021
mwb21 Mee p. 5
Ebe otu nne na nwa na-ele nnụnụ na okooko osisi ma na-ege Jizọs ntị mgbe ọ na-akụzi ihe n’elu ugwu.

MỤTAKWUO IZI OZI ỌMA NKE ỌMA | MEE KA OZI ỌMA NA-ATỌKWU GỊ ỤTỌ

Jiri Ihe Atụ Na-akọwa Ihe Ndị Bụ́ Isi

Anyị gaara mmadụ nletaghachi ma ọ bụ duziwere ya ọmụmụ Baịbụl, anyị kwesịrị inyere onye ahụ aka ịghọta isi ihe anyị na-ekwu. Ọ bụrụ na anyị ejiri ihe atụ kụziere ya ihe, ọ ga-eme ka ihe anyị na-akụzi ruo ya n’obi, ya adịkwara ya mfe icheta ya.

Ị kwadebewe ịga nletaghachi ma ọ bụ iduzi ọmụmụ Baịbụl, chọpụta isi ihe ndị ị ga-eji ihe atụ kọwaa, ọ bụghị ihe ndị na-adịchaghị mkpa. Jirizie ihe ndị a na-ahụ kwa ụbọchị mee ihe atụ dị mfe. (Mat. 5:14-16; Mak 2:21; Luk 14:7-11) Cheekwa banyere ebe onye ị na-amụrụ ihe si na ihe ndị ọ na-eme. (Luk 5:2-11; Jọn 4:7-15) Ị chọpụta na obi dị ya ụtọ n’ihi na ọ ghọtara ihe ị kụziiri ya, gịnwa ga-enwekwa obi ụtọ.

LEENỤ VIDIO BỤ́ NA-ENWE ỌṄỤ A NA-ENWE N’IHI IME NDỊ NA-ESO ỤZỌ—NA-EME KA OTÚ I SI EZI OZI ỌMA KA MMA—NA-EJI IHE ATỤ EME KA IHE NDỊ BỤ́ ISI DOO ANYA, ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Foto si na vidio bụ́ ‘Nweta Ọṅụ Dị N’ime Ndị Na-eso Ụzọ—Na-emekwu Nke Ọma—Jiri Ihe Atụ Na-akọwa Ihe Ndị Bụ́ Isi.’ Joy ajụọ Linda ajụjụ.

    Gịnị mere o nwere ike iji dị mkpa ka anyị nyere ndị anyị na-amụrụ Baịbụl aka ịghọta amaokwu Baịbụl ndị anyị gụrụ?

  • Foto si na vidio bụ́ ‘Foto ndị si na vidio bụ́ ‘Nweta Ọṅụ Dị N’ime Ndị Na-eso Ụzọ—Na-emekwu Nke Ọma—Jiri Ihe Atụ Na-akọwa Ihe Ndị Bụ́ Isi.’ Linda emeere Joy otu ihe atụ.

    Olee otú Linda si jiri ihe atụ kọwaa eziokwu dị ná Ndị Rom 5:12?

  • Foto ndị si na vidio bụ́ ‘Nweta Ọṅụ Dị N’ime Ndị Na-eso Ụzọ—Na-emekwu Nke Ọma—Jiri Ihe Atụ Na-akọwa Ihe Ndị Bụ́ Isi.’ Linda egosi Joy otu vidio.

    Iji ezigbo ihe atụ akụzi ihe na-eme ka ihe a na-akụzi ruo mmadụ n’obi

    Olee uru iji ezigbo ihe atụ kụzie ihe ga-abara ndị anyị na-agwa okwu?

  • Gịnị mere anyị ji kwesị iji vidio na ihe ndị ọzọ nzukọ Jehova wepụtara maka ịkụzi ihe na-akụzi ihe n’ozi ọma?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya